Chimere Ikoku

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chimere Eyo-Ita Ikoku, bụ prọfesọ Naijiria nke Pure and Industrial Chemistry onye chigoro dika osote onye isi nke asatọ nke Mahadum Naijiria, Nsukka. Ọ bụ osote onye isi oche mbụ nke UNN chigoro nke ugboro abụọ zuru ezu.[1]

Ngalaba nke Pure and Industrial Chemistry mere Prọfesọ mbụ ya bu Chimere Ikoku Memorial Lecture / Ngalaba nke Pure and Industrial Chemstry Homecoming na nsọpụrụ ya.[2][3]

E gburu Ikoku n'ụlọ ya na Enugu, na 31 Ọktoba 2002.[4][5]

Ntụaka

  1. Chimere Eyo-Ita Ikoku's life story (1928 - 2002) (en). www.forevermissed.com. Retrieved on 2017-12-19.
  2. www.unn.edu.ng/prof-chimere-ikoku-memorial-lecture/. www.unn.edu.ng. Retrieved on 2017-12-19.
  3. "Two-Time UNN VC, Prof Chimere Ikoku Memorial Lecture Debuts - 789Marketing", 789Marketing, 2016-10-07. Retrieved on 2017-12-19. (in en-US)
  4. USAfricaonline.com | Tribute to a good man. www.usafricaonline.com. Archived from the original on 2017-12-09. Retrieved on 2017-12-19.
  5. Anyanwu. "Nigeria: Arochukwu Union Urges Speedy Trial of Nwankwo, Ikoku Murderers", Daily Champion, 2002-10-17. Retrieved on 2017-12-19.