Chinedu Sunday Chukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinedu Sunday Chukwu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Febụwarị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụNkanu East Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Àtụ:Infobox football biography Chinedu Sunday Chukwu (amuru n'ubochi 28 n'ọnwa February n'afọ 1997 na Nkanu East, Enugwu Steeti) bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria nke na-agba egwu dika Etiti Azụ nke Kano Pillars FC na Otu Ọkachamara Egwuregwu Bọọlu nke Naijiria . [1] [2] [3] Ọ na-agba mgbe ụfọdụ dị ka onye na-agbachitere etiti .

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ mmalite[dezie | dezie ebe o si]

Sunday Chukwu malitere ọrụ ntorobịa ya na Abia Comets, ebe ọ gbara bọọlu site n'afọ 2013 ruo n'afọ 2015.

Kwara United (2017-2018)[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe afọ abụọ nke omere ofụma na Abia Comets gara, N'oge 2017-2018 nke Otu Ọkachamara Egwuregwu Bọọlu Football ,ọ gáfèrè Kwara United nke Ilorin, ya na ha debanyere nkwekọrịta afọ abụọ ebe ọ gbara mgbe nile na oge mpụta mbụ ya ma pụtakwa na egwuregwu 23 na nye goolu 5. [4] [5]

Kano Pillars (2019 – rụọ ugbu a)[dezie | dezie ebe o si]

N'ubochi 1 n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2019 mgbe ọ jụsịrị ọtụtụ onyinye sitere na klọb ndi Otu Ọkachamara Egwuregwu Bọọlu nke Naijiria, ọ bịanyere aka na ndị mmeri egwuregwu bọọlụ Naijiria ugboro anọ Kano Pillars FC na nkwekọrịta afọ abụọ. [6] [7]

Ọnụ ọgụgụ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

Klọb Oge Njikọ Iko Kọntinental Ndị ọzọ Mkpokọta
Nkewa Ngwa Ebumnuche Ngwa Ebumnuche Ngwa Ebumnuche Ngwa Ebumnuche Ngwa Ebumnuche
Kano Pillars FC 2020 NPFL 28 6 0 0 - 0 0 28 6
Ngụkọta ọrụ 28 6 0 0 0 0 0 0 28 6
Ihe ndetu

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. C. CHUKWU. soccerway.com (19 September 2020). Retrieved on 26 January 2021.
  2. CHINEDU SUNDAY CHUKWU. tribuna.com (8 June 2020). Retrieved on 26 January 2021.
  3. Kano Pillars Squad. scores24.live (19 March 2020). Retrieved on 26 January 2021.
  4. KWARA UNITED WILL CHALLENGE FOR NPFL TITLE, INSISTS CHUKWU. africanfootball.com (24 April 2018). Retrieved on 26 January 2021.
  5. Kwara Utd unveils new signings for 2017/2018 NPFL season. thenationonlineng.net (11 January 2018). Retrieved on 26 January 2021.
  6. Chinedu Sunday. worldfootball.net (20 January 2019). Retrieved on 26 January 2021.
  7. Anozie, Ali, Ojo... TheCable's NPFL team of the week. thecable.ng (12 February 2020). Retrieved on 26 January 2021.