Chineke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Chineke bụ aha ọzọ ndï omenala Igbo kpọro Chukwu. Mgbe ndị bekee bịara, ha mee ya nke ndi Christian. N'echiche ndi ekpere chi Omenala Ndi Igbo, Christianity, Judaism, ma Islam, Chineke nwere ọtụtụ utu aha, ma nwee nanị otu aha. Ụzọ abụọ e si akpọ aha ahụ bụ "Jehovah ma Ọ bụ Yahweh". Na ọtụtụ Akwụkwọ Nsọ, e wepụla aha Chineke ma jiri utu aha bụ "Onyenwe Anyị" ma ọ bụ "Chineke" dochie ya. Ma mgbe e dere akwụkwọ nsọ, aha ahụ bụ Jehova pụtara n’ime ya, ihe dị ka ugboro pụkụ asaa(7,000).

N'ime akwụkwọ nsọ nke ọhụrụ nke edere n'asụsụ ndi girik, aha Chineke, di ka Jehova na Yaweh aputaghi, Kama aha ya n'ọnọdụ di ka "Onyenwe Anyi" ya na "Chineke" putara nke ụkwụ. N'eto nụ aha nsọ Chineke nna anyi n'asụsụ Ọbula n'ime mmụọ na eziokwụ. Maka na amara ya gbara ndi n'eso ụzọ ya gburu gburu.


Lee özö kwaa[mèzi]