Chinelo Okparanta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinelo Okparanta
Chinelo Okparanta
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1981 Dezie
Ebe ọmụmụUgwu Ọcha Dezie
Ọrụ ọ na-arụode akwukwo ifo Dezie
onye were ọrụSouthern New Hampshire University Dezie
ebe agụmakwụkwọPennsylvania State University, Rutgers University Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Ọrụ ama amaUnder the Udala Trees Dezie
Ihe nriteLambda Literary Award Dezie
webụsaịtịhttp://www.chinelookparanta.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chinelo Okparanta (a mụrụ n'afọ 1981) bu onye Naijiria-Amerika bụrụkwa onye ode akwukwo na ode akwụkwọ di nkenke . [1] A mụrụ ya na Port Harcourt, Nigeria, ebe a nọrọ zụlite ya [2] ruo mgbe ọ dị afọ iri, bụ mgbe ya na ezinụlọ ya kwagara United States . [3]

Ndụ Mmalite[dezie | dezie ebe o si]

Chinelo Okparanta bụ onye a mụrụ na Port Harcourt, nke obodo Naijiria , ma mgbe ọ dị afọ iri, ya na ezinụlọ ya kwagara obodo Amerịka. Ọ gụrụ akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ Pennsylvania State University ( Schreyer Honors College ), Mahadum Rutgers ya na Iowa Writers' Workshop . [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Okparanta ebipụtala nkenke akụkọ mbipụta nke gụnyere Granta, [4] New Yorker, Tin House, The Kenyon Review, The Southern Review, TriQuarterly, Njikọ, Subtropics na The Coffin Factory . Edemede ya apụtala na blọgụ nke AGNI,


lọgụ ihe nriteya Akblọgụ nke ụkọ, na Mahadu, blọọgụ Mmemme Writing International . [5] Okparanta enweela mkpakọrịta ma ọ bụ nkuzidịkaaọkammụta nleta na Mahadum nke Iowa, Mahadum Colgate, Mahadum Purdue, College City College of New York, na Mahadum Columbia . [6] Ọ bụ ọkammụtarọfesasụsụnbekee ya na nke ide akụkọ ifo l ifo) na Mahadum Bucknell, ebe ọ otu onye n'ime ndị na-eme nyocha na ngalaba bụkwa C. Graydon & Mary E. Rmawbụrụkwa ọkammụta nke odee abụ na ode ihe okike nke yana Margaret Hollinsheaitinafọ g ruo 2021. Ugbu aosote ọkammụta nrịtasụsụ a nke bekee na onymgbazismemideeihe okike i'ụlọiakwụkwọ ng na Swarthmore College . [7]

Nchịkọta nkenke akụkọ so na akụkọ mpụta mbụ ya, Obi Ụtọ, Dị ka Mmiri (Granta Books na Houghton Miffin Harcourt ), bụ nke a gụnyere n'afọ 2013 maka Frank O'Connor International Short Story Award, [8] ọ ruru na agba nke ikpeazụ n'afọ 2014 maka ihe nrite New York Public Library Young Lions Award, [9] wee nweta 2014 Lambda Literary Award for Lesbian Fiction . [10] Ahọpụtala ya maka mkpakọrịta ndị nka na United States [11] ma bụrụ onye ruru na agba nke ikpeazụ na Rolex Mentor na Protegé Arts Initiative in Literature n'afọ 2014.[12] Ihe nkwanye ùgwù ndị ọzọ gụnyere ihe nrite Society of Midland Authors (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), [13] ihe nrite Caine Prize for African Writing (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), na ihe nrite ndị ọzọ. [14]

Nkenke akụkọ ya akpọrọ "Fairness" bụ nke a gụnyere na PEN/O. Henry Prize Akụkọ, n'etiti nkenke akụkọ iri abụọ dị elu nke afọ 2014. [15]

Obi Ụtọ, Dị ka Mmiri bụ ndị nchịkọta akụkọ họrọ maka Nyocha Akwụkwọ New York Times na Septemba 20, 2013. [16] Edepụtara mkpokọta ahụ dị ka otu n'ime akụkọ ifo nke Africa kacha mma nke The Guardian nke afọ 2013, [17] ekwuputara dị ka onye ruru na agba nke ikpeazụ maka ihe nrite Etisalat nke Naijiria maka akwụkwọ edemede n'ọnwa Disemba afọ 2014. [18] [19]

Akwụkwọ akụkọ mbụ ya, N'okpuru Osisi Udala, bụ nke ebipụtara na 2015. Onye nyocha New York Times kpọrọ Okparanta “onye ode akwụkwọ mara mma na nke ziri ezi”, [20] The Guardian (UK) kọwara akwụkwọ ahụ dị ka "akwụkwọ akụkọ na-adọrọ adọrọ banyere nwa agbọghọ nwere mmasị na ụmụ nwaanyị ibe ya tolitere na Naijiria n'oge agha obodo Nigeria ... " n'ime nkea ". . . Okparanta kọwara nke ọma etu a ga-esi nwee nhazi n'etiti akụkọ ịhụnanya na akụkọ agha." [21]

N'okpuru Osisi Udala bụ Nhọrọ Ndị nchịkọta akụkọ Nleba Akwụkwọ New York Times [22] yana nke ahọpụtara maka ihe nrite Kirkus Reviews gbasara ide akụkụ ifo nke afọ 2015. [23] Otu n'ime NPR 's "Akwụkwọ kacha mma afọ 2015", ọ bụkwa "akwụkwọ" kacha mma" nke Buzzfeed, The Wall Street Journal, The Millions, Bustle, Shelf Awareness, and Publishers Lunch [24] ma bụrụkwa nke "a kasị atụ anya" ndepụta, n'etiti ndị ọzọ. . Edepụtara ya ogologo oge maka ihe nrite Center for Fiction First Novel Prize, nke afọ 2015[25] họpụtara maka ihe nrite NAACP Image Award n'afọ 2016 maka akwụkwọ akụkọ ifo pụrụ iche , [26] a họpụtara ya maka ihe nrite Hurston-Wright Legacy Award n'afọ 2016 nke akụkọ ifo, [27] onye ruru na agba nke ikpeazụ maka ihe nrite ndị odee Bipụta Triangle ( Ferro-Grumley Award ), [28] ọkara ikpeazụ maka ihe nrite VCU Cabell First Novelist Award afọ 2016, [29] depụtara ogologo oge maka ihe nriteChautauqua Prize nke afọ 2016,  wee nweta ihe nrite 2016 Lambda Literary Award na katigori akụkụ ifo gbasara ndị nwanyị na nwanyi . [30]

N'okpuru osisi Udala tụrụ ugo n'afọ 2016 maka ihe nrite na akụkọ ifo nke Jessie Redmon Fauset Award [31] ma bụrụ nhọrọ afọ 2017 maka Amelia Bloomer Project American Library Association . [32]

N'afọ 2017, Okparanta nwetara ihe nrite nturu ugo nrịbama Triangle nke 2016 Betty Berzon Emerging Writer . [33] N'okpuru osisi Udala bụ nke e depụtara maka International Dublin Literary Award nke afọ 2017. [34]

Pulse nke Naijiria kpọrọ akwụkwọ a bụ n'okpuru osisi Udala aha dịka otu n'ime akwụkwọ iri pụtara ìhè nke Naijiria maka afọ 2015. [35] YNaija depụtara ya dị ka otu n'ime akwụkwọ iri kachasị ama ama nke 2015. [36] Afridiaspora depụtara ya dị ka otu n'ime akwụkwọ akụkọ Afrịka kacha mma nke 2015. [37]

N'ọnwa nke anọ afọ 2017, Granta họpụtara Okparanta maka otu oge n'ime afọ iri Best of Young American Novelists list. [38] [39]

Edemede ya "Trump na klas" ka a gụnyere na anthology New Daughters of Africa, nke Margaret Busby deziri n'afọ 2019. [40]

Akwụkwọ akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Obi ụtọ, dị ka mmiri (mkpokọta akụkọ dị nkenke ), 2013
  • N'okpuru osisi Udala (akwụkwọ akụkọ), 2015

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mythili Rao, "Chinelo Okparanta: Champion of the Stifled". The Daily Beast, August 19, 2013.
  2. 2.0 2.1 Rae Winkelstein-Duveneck, "Religion, The Bible, and Personal Morality: An Interview with Chinelo Okparanta", The Iowa Review, March 19, 2013.
  3. Ligaya Mishan, "How She Left: 'Happiness, Like Water,' by Chinelo Okparanta" (review), The New York Times Book Review, September 15, 2013.
  4. Chinelo Okparanta (en-US). Granta. Retrieved on 2020-05-28.
  5. Munllonch (2019-07-11). Books to read and see. Under the Udala Trees by Chinelo Okparanta.⁠ (en). misitio. Retrieved on 2020-05-28.
  6. New Voices in Fiction Reading by Chinelo Okparanta | UChicago Arts | The University of Chicago. arts.uchicago.edu. Retrieved on 2020-05-28.
  7. Swarthmore College Bulletin - Course Catalog. English Literature.. Retrieved on 2021-07-07.
  8. Dennis-Benn (2014-07-22). Chinelo Okparanta: Interview (en-US). Mosaic Literary Magazine. Retrieved on 2020-05-29.
  9. Services. Poetry and Prose February 20 | University of Houston Libraries (en). Archived from the original on 2020-10-24. Retrieved on 2020-05-29.
  10. Charles, Ron (June 2, 2014). Lambda Awards honor best lesbian, gay, bisexual and transgender books. The Washington Post.
  11. Chinelo Okparanta (en). PEN America (2014-03-07). Retrieved on 2020-05-29.
  12. Lambda Literary Leadership Archives | Lambda Literary (en). Retrieved on 2020-05-29.
  13. Celebrated young author to speak at PSU (en). pittstate (October 7, 2014). Retrieved on 2020-05-29.
  14. Brown, Keira (July 16, 2013). The Missing Women of the Caine Prize. For Books' Sake. Archived from the original on February 7, 2022.
  15. "The O. Henry Prize Stories | Chinelo Okparanto", Author Spotlight, Random House.
  16. Mishan. "How She Left", The New York Times, 2013-09-13. Retrieved on 2020-05-29. (in en-US)
  17. Afritorial. "Best African fiction of 2013", The Guardian, 2013-12-17. Retrieved on 2020-05-29. (in en-GB)
  18. Sam-Duru (2015-03-11). Who wins Etisalat Prize for Literature 2014? (en-US). Vanguard News. Retrieved on 2020-05-29.
  19. "Candidates announced for Etisalat Prize for Literature", The Nation, December 14, 2014.
  20. Carol Anshaw, "'Under the Udala Trees,' by Chinelo Okparanta" (Sunday Book ), The New York Times, October 23, 2015.
  21. Anjali Enjeti, "Under the Udala Trees by Chinelo Okparanta review – love in the time of Biafra", The Guardian, September 24, 2015.
  22. (2015-09-22) Under the Udala Trees (in en-gb). ISBN 978-0-544-00336-1. 
  23. The New Yorker (September 14, 2018). The 2018 National Book Awards Longlist: Fiction (en). The New Yorker. Retrieved on 2020-05-30.
  24. Publishers Lunch, Favorite Books of 2015, From the News Editor
  25. Clift. Under the Udala Trees: A Novel. www.nyjournalofbooks.com. Retrieved on 2020-05-30.
  26. Africa's Young Literary Stars (en-US). The Single Story Foundation (2016-08-15). Retrieved on 2020-05-30.
  27. Hurston/Wright Foundation | Hurston/Wright Foundation Announces 2016 Legacy Awards (en-US). Retrieved on 2020-05-30.
  28. The Ferro–Grumley Awards (en-US). The Publishing Triangle. Retrieved on 2020-05-30.
  29. 2016 News | First Novelist Semifinalists 2016 | VCU Libraries. www.library.vcu.edu. Retrieved on 2020-05-30.
  30. Award Winners | Oakland Public Library. oaklandlibrary.org. Retrieved on 2020-05-30.
  31. Clarke's Books. www.clarkesbooks.co.za. Archived from the original on 2020-02-24. Retrieved on 2020-05-30.
  32. 2018 Permafrost Book Prize in Fiction – Permafrost Magazine (en-US). Retrieved on 2020-05-30.
  33. York. Chinelo Okparanta (en). Carnegie Corporation of New York. Retrieved on 2020-05-30.
  34. Under the Udala Trees | 2017 shortlist! (en-US). International Dublin Literary Award. Retrieved on 2020-05-30.
  35. "10 outstanding Nigerian books for this year", Pulse, December 16, 2015.
  36. Wilfred Okichie, "#YNAIJA2015REVIEW: THE FISHERMEN, BLACKASS, UNDER THE UDALA TREE… THE 10 MOST NOTABLE BOOKS OF 2015", YNaija, December 13, 2015.
  37. Tolu Daniel, "The Afridiaspora List – The Best African Novels of 2015", Afridiaspora, December 22, 2015.
  38. "Granta 139: Best of Young American Novelists 3", Granta, Spring 2017.
  39. "Granta's list of the best young American novelists", The Guardian, April 26, 2017.
  40. Delgado (May 6, 2019). "New Daughters of Africa: An International Anthology of Writing by Women of African Descent". New York Journal of Books.