Chinwe Anunobi
Ọdịdị
Chinwe Anunobi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ọrụ ọ na-arụ | librarian, official, researcher |
| Ụdị ọrụ ya | librarian, official |
| Onye were ọrụ | National Library of Nigeria, Nnamdi Azikiwe University |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria, mahadum steeti imo, University of Nigeria, University of Illinois Urbana–Champaign |
| Ogo mmụta | doctorate, Master of Science, Bachelor of Science |
| Isi agụmakwụkwọ | library science |
| Onye òtù nke | African Library and Information Associations and Institutions |
Chinwe Veronica Anunobi bụ nnukwu ọka mmụta e nwere na Naịjiria. Ọ nwere nzere dị iche iche ma nọdụkwa n'isi ọba kachasị na Naịjịrịa.
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]O bidoro agụmakwụkwọ ya n'afọ 1992 nweta nzere MSC, n'afọ 1997 ọ nwere nzere Mastas , n'afọ 2006 ọ nwere nzere Phd. N'agụmakwukwọ ya nịile , ihe ọ na-agụ maka ya gbasara ihe niile metụtara ọba akwụkwọ na nka ọba akwụkwọ. [1]
Ọrụ ya
[dezie | dezie ebe o si]O bidoro ọrụ dịka ọnye nchedo ọba akwụkwọ na Mahadum nkanụzụ dị n'Owere. Ọ bụ ya bidoro ma kwalite ọba akwụkwọ nke ọgbara ọhụuu eji ama saịba egosipụta na Mahadụm nke Nnamdị Azikiwe dị n'Oka[2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]
Otu: Onye di ndụ