Chinwe Anunobi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Chinwe Aunnobi)
Chinwe Anunobi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụlibrarian, official, researcher Dezie
ụdị ọrụ yalibrarian, official Dezie
onye were ọrụNational Library of Nigeria, Mahadum Nnamdi Azikiwe Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria, Imo State University, Mahadum nke Nigeria, University of Illinois at Urbana–Champaign Dezie
ogo mmụtadoctorate, Master of Science, Bachelor of Science Dezie
isi agụmakwụkwọlibrary science Dezie
Ọrụ ama amaakwụkwọ edemede Dezie
Onye òtù nkeAfrican Library and Information Associations and Institutions Dezie


Chinwe Veronica Anunobi bụ nnukwu ọka mmụta e nwere na Naịjiria. Ọ nwere nzere dị iche iche ma nọdụkwa n'isi ọba kachasị na Naịjịrịa.


Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

O bidoro agụmakwụkwọ ya n'afọ 1992 nweta nzere MSC, n'afọ 1997 ọ nwere nzere Mastas , n'afọ 2006 ọ nwere nzere Phd. N'agụmakwukwọ ya nịile , ihe ọ na-agụ maka ya gbasara ihe niile metụtara ọba akwụkwọ na nka ọba akwụkwọ. [1]

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

O bidoro ọrụ dịka ọnye nchedo ọba akwụkwọ na Mahadum nkanụzụ dị n'Owere. Ọ bụ ya bidoro ma kwalite ọba akwụkwọ nke ọgbara ọhụuu eji ama saịba egosipụta na Mahadụm nke Nnamdị Azikiwe dị n'Oka[2]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Otu: Onye di ndụ

  1. https://web.aflia.net/chinwe-anunobi/
  2. https://web.aflia.net/chinwe-anunobi/