Chizo 1 Germany

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chizo 1 Germany
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jụn 1995 Dezie
Ebe ọmụmụTudun Wada Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman, pidgin Naịjirịa Dezie

Haruna Salisu (amụrụ na 1 June 1995) nke a maara nke ọma dị ka Chizo_1_Germany ma ọ bụ Chizo Germany, bụ onye na-agụ egwu na Naijiria, onye na-eme ihe ọchị, onye na-eme ihe nkiri, onye na na-agba egwu, na onye na-emetụta mgbasa ozi mmekọrịta.[1][2]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Chizo Germany na Tudun Wada, Kaduna State, Nigeria, nne na nna ya mechara kwaga Fagge na Kano State ebe ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke ndị alakuba. O mechara kwaga Chandit Barrack iji nweta asambodo ụlọ akwụkwọ sekọndrị (SSCE).

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Chizo banyere n'ụlọ ọrụ ntụrụndụ dị ka onye na-eme ihe nkiri ma mesịa malite ịgụ egwu mgbe ọ zutere onye Kannywood Adam A Zango. O mere egwu izizi ya "Sarka Zancen Banza" ya na Adam A Zango nke ghọrọ ihe a ma ama.[3] N'ihi nnupụisi na Northern Nigeria Chizo Germany kwagara Niger Republic, Libya, Italy ma mesịa biri na Germany. Ya na enyi ya Bello Sisqo mepụtara ọtụtụ egwu dịka "Aisha", "Ifeoma", "Jarum" na "Abin".[4]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Chizo 1 Germany lụrụ Astrid Kemper, onye Germany ọ zutere n'oge ọ nọ na Tanzhaus NRW n'ọnwa Eprel 2019.[5]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ahmed. Campaigning against rape is a task for all – Chizo Germany – Stallion Times. Stallion times. Archived from the original on 7 July 2020. Retrieved on 6 July 2020.
  2. Northern insecurity: End it now before it consumes us all – Chizo Germany. Taskira Online Magazine. Retrieved on 6 July 2020.
  3. Abba (5 May 2020). Meet 'Chizo', the Nigerian Hausa Singer in Germany. kano Daily. Archived from the original on 6 July 2020. Retrieved on 6 July 2020.
  4. Giginyu (18 April 2020). ‘Financial difficulties pushed me out of Nigeria’. Daily Trust. Archived from the original on 8 July 2020. Retrieved on 6 July 2020.
  5. Adam (20 April 2020). How I married my German wife – Haruna Salisu aka Chizo Germany. Ayrah News. Archived from the original on 6 July 2020. Retrieved on 6 July 2020.

7. Ajụjụ ọnụ BBC Haruna salisu Chizo Dan ciranin daya shahara a tura https://www.bbc.com/hausa/media-55865510.amp

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]