Chraime
Ọdịdị
Chraime (Arabic, Hebrew) bụ nri azụ̀ na-esi ísì ụtọ ya na tomato si n'Ebe Ugwu Afrika. Aha nri ahụ sitere n'okwu Arabic maka "ọkụ".[1][2]
Ndị Juu na-eri nri Chraime na Erev Shabbat nakwa na Rosh Hashanah na Paschal maka Seder.[3][4][5] Ndị Libya na-akwaga mba ọzọ emeela ka nri ahụ bụrụ ihe a ma ama n' obodo Izrel.
Hụkwazi
[dezie | dezie ebe o si]- Nri ndị Arab
- Harira
- Nri ndị Juu Mizrahi
- Nri nke ndị Juu Sephardic
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ This Passover, Swap Your Gefilte Fish for This Spicy North African Stew. Edible Brooklyn (5 April 2019).
- ↑ Breheny (2021-09-16). 11 of Melbourne's best healthy-ish takeaway options (en-au). Good Food. Retrieved on 2021-09-19.
- ↑ Recipe: Chraime (Spicy Sephardi Fish fillets). The Jewish Chronicle. Retrieved on 2019-10-01.
- ↑ "Shabbat Dinner, Libyan Style", Tablet Magazine, 24 January 2018. Retrieved on 2019-10-01.
- ↑ The Sephardic Answer to Gefilte Fish. The Jewish Journal of Greater Los Angeles (7 February 2018). Retrieved on 2019-10-01.