Christabel Ekeh
Ọdịdị
Christabel Ekeh
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha enyere | Christabel |
| Aha ezinụlọ ya | Ekeh |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Accra |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Akan language |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Ghana, St. Mary's Secondary School, St Mary's Senior High School |
| Ogo mmụta | bachelor's degree |
| Isi agụmakwụkwọ | theater arts |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
| Ihe nrite | City People Entertainment Awards, Africa Movie Academy Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Best of Nollywood Awards |
Christabel Ekeh (a mụrụ n'ọnwa Ọktoba 16, 1990) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya. E gosipụtala ya na ihe karịrị ihe nkiri iri asatọ nke Ghana na Naijiria.[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ekeh malitere ọrụ ya dịka onye nlereanya ma sonye na asọmpi ịma mma, Miss Malaika Ghana afọ 2008 wee merie ọkwa nke abụọ.
Ọrụ ime ihe nkiri ya malitere mgbe ọ pụtara na ihe nkiri Naijiria College Girls
A makwaara ya maka ihe nkiri Potomanto[2]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Who Is Christabel Ekeh? Biography - Profile- History Of Ghanian Actress Christabel Ekeh – Daily Media Nigeria. dailymedia.com.ng. Archived from the original on October 11, 2017.
- ↑ Christabel Ekeh. IMDb.