Christina "Phazero" Curlee

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Christina "Phazero" Curlee
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụgame programmer, omenkà Dezie

Christina "Phazero" Curlee bụ onye na-emepụta egwuregwu vidio na Ratchet na Clank: Rift Apart na Insomniac Games . Thesis Masters nkè Curlee bụ Meaningful Level Design.

Ihe ndị mere n'oge gara aga[dezie | dezie ebe o si]

Christina gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Texas na Austin na BFA na 2016 na Mahadim California Los Angeles na 2019 na MFA. Christina jikọtara aka na Final Flight, nke akọwapụtara dị ka anime na gbụrụ-gbúrụ ébé óbíbí surrealist na ndị mmemme chọrọ ihe márá mma nke '80s.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Curlee bụ ónyé nnọchi anya 2016 International Game Developers Association Foundation Women in Games.[2] N'afọ 2018, egwuregwu Curlee bụ Artifacts II São Jacaranda gosipụtara na IndieCade .[3] Artifacts bụ ahụmahụ egwuregwu banyere ileghara ányá n'oge ọ bụ nwata, ịnagide, na ihe ọ pụtara ịbụ ónyé toro eto nkè mụtara ibi ndụ dị mma na trauma.[4] Curlee mepụtara Game Design... Egwuregwu ahụ (?Ọ dị iche iche[5]

Curlee bụ ónyé isi na-emepụta màkà ọkwa Ardolis na ọrụ Spiderbot na Glitch na Ratchet na Clank: Rift Apart.[6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kang. Q&A with Christina "PhaZero" Curlee. The Daily Texan. Retrieved on 2022-02-21.
  2. 2016 IGDAF WIG Ambassadors (en-US). IGDA Foundation (2016-07-07). Archived from the original on 2022-02-21. Retrieved on 2022-02-21.
  3. ARTIFACTS II – JACARANDA – IndieCade (en-US). Retrieved on 2022-02-21.
  4. Christina "Phazero" Curlee | Eyeo Festival (en-US). Retrieved on 2022-02-21.
  5. 8 Female Game Designers To Follow On Twitter & Instagram (en). Bustle. Retrieved on 2022-02-21.
  6. UCLA Arts: School of the Arts and Architecture (en). UCLA Arts: School of the Arts and Architecture. Retrieved on 2022-02-21.