Christine Ohuruogu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Christine Ohuruogu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
aha n'asụsụ obodoChristine Ohuruogu Dezie
Aha enyereChristine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Mee 1984 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity College London, Trinity Catholic High School, Woodford Green, St. Edward's Church of England School Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpisprinting Dezie
Ihe nriteOnye otu Order nke Alaeze Ukwu Britain Dezie
webụsaịtịhttp://chrissyo.com/ Dezie

Christine Ijeoma Ohuruogu, MBE (a mụrụ na 17 May 1984) bụ onye ọsọ na egwuregwu nke British nke na-agba ọsọ 400 metres, ebe o si tuta ugo Olympic, Ụwa nakwa Commonwealth champion. Onye mmeri nke Olympic n'afọ 2008, nakwa onye ugo ọla ọcha n'afọ 2012, ọ tụrụ ugo ụzọ abụọ nke Ụwa, maka na o meriri na 400 m na asọrọma mpi nke Ụwa na 2007 nakwa 2013. O ritekwara ugo ọla nke ụwa ugboro isii  na 4 x 400m relay nke ụmụ nwanyị ka onye otu ndị Great Britain nakwa Northern Ireland (atọ ka e nyere ya maka mwepụ e wepụrụ ndị ọzọ maka ị ñụ ọgwụ) nakwa ọla bronze na Olympic na 4 x 400m relay umu nwanyi na 2008 Beijing Games nakwa 2016 Rio Games, Olympic ya nke ikpeazụ. Ohuruogu na Merlene Ottey nakwa Usain Bolt kere ọnụọgụ ugo nke ụwa - 9 n'etiti 2005 World Championships in Athletics nakwa Olympic nke afọ 2016.


Oge mgbacha ọsọ nke Ohuruogu bụ 49.41 seconds, nke o nwetara na 2013 World Championships, gafere oge nke UK si n'aka Kathy Cook n'afọ1984 n'oge 0.02 seconds, n'otu aka ahụ nke mere ya nwanyị British mbụ ritere ugo ụwa abụọ, nakwa nwanyị British nke mbụ nwetara ugo ụwa atọ. Her relay bronze at the 2016 Summer Olympics made her only the second British track and field athlete, after Steve Backley to win medals at three successive Olympic Games.[1][2] She is coached by Lloyd Cowan.

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. [1]
  2. Matt Majendie. "World Championships 2013: Christine Ohuruogu leaves it late again to seal her place in history", The Independent, 13 August 2013. Retrieved on 18 August 2013.