Christy Ekpukhon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Christy Ekpukhon
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChristy Ekpukhon Dezie
Aha enyereChristy Dezie
aha gọọmentiChristy Ekpukhon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Febụwarị 1985 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2004 Summer Olympics, 2006 Commonwealth Games Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Christy Ekpukhon Ihunaegbo (amuru 6 Febrụwarị 1985 na Asaba ) bu onyeoso si Naijiria nke ọkachamara na 400 mita .

Oge kacha mma nkeonwe ya bụ 51.11 sekọnd, ọ nwetara na Mee 2007 na Brazzaville .

Na 2008, a mara ya ikpe nke metinolone doping . Enyere ngwaele ahụ na 17 February 2008 na ule asọmpi na Leipzig . Ekpukhon nwetara nkwusioru site na Maachị 2008 ruo Maachị 2010. [1]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Asọmpi Ebe Nsonaazụ Mgbakwunye
2006 Egwuregwu Commonwealth Melbourne, Australia Nke abụọ 4x400 m relay
Asọmpi Afrịka Bamous, Mauritius 5th 400m
Iko Mbaụwa Athens, Greece 6th 4x400 m relay
2007 Egwuregwu Africa niile Algiers, Algeria 5th 400m
1st 4x400 m relay

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Doping Rule Violation", IAAF.org, 12 December 2008. Retrieved on 15 December 2008.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Christy Ekpukhon at World Athletic