Chuma Mmeka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chuma Mmeka
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereChuma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1975 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, odee uri Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Reaching Out To Vulnerable Children...giving hope for the future
Chuma Mmeka

A maraa Chuma Mmeka dịka 'T-char' [1] Ọ bụ onye ama ama na-ede egwu na omee ihe nkiri Nọlịwudu. [2] [3] Ọ bụ onye nrụpụta akwụkwọ [4] na onye edemede nke ọtụtụ akwụkwọ. Ọ bụ onye edemede na-akpalite mụọ, onye na-enye ọzụzụ, onye nkwalite ikike mmadụ, nchịkwa ụlọ ọrụ, onye mgbasa ozi [5] na nnyemaka mmadụ [6] a makarị ya nke ọma na mpaghara nkwado ụmụaka na nchekwa [7]

Début de la vie

Éditer

Adebayo est né le 31 décembre 1978 à Lagos, au sud-ouest du Nigeria.  Son père, qui est un acteur nigérian vétéran Adebayo Salami (Oga Bello),[6] est originaire d'Ilorin, dans l'État de Kwara.[7]

Éducation

Éditer

Adebayo a fréquenté le C&S College, Surulere, Lagos.  [8]pour ses études secondaires.  Il est ensuite allé à l'Université d'Ilorin, où il a obtenu une licence en droit.  Il a ensuite obtenu une maîtrise en droit à l'Université d'Ibadan.[9][1]

Vie privée

Éditer

Adebayo a épousé Omotayo Adebayo le 9 octobre 2016. Adebayo et sa femme ont un fils.  Il a également trois enfants d'un mariage antérieur.[10]

Carrière

Éditer

Adebayo a commencé à jouer en 1985, la même année où il a joué dans le premier film de son père intitulé Ogun Ajaye.[11]

Adebayo a joué dans plus de 500 films nigérians, remportant quatre prix en tant que meilleur acteur yoruba lors des 17e African Film Awards, connus sous le nom de prix Afro Hollywood, à la mairie de Stratford à Londres.[12]  Il a également remporté un prix dans la même catégorie pour le…

Filmographie

Éditer

Coup d'Owo (1995)

Apaadi (2009)

Ayitale (2013)

1 octobre (2014)

Shola Arikusa (2017)

Le paradis dans ma tête (2018)

Le fantôme et le tout (2018)

Mokalik (2019)

Maman Drame (2020)

Unroyal (2020)

Le Centre Miracle (2020)

Accusation et caution (2021)

Club des tailleurs progressifs (2021)

Château d'amour (2021)

Roi des voleurs (film 2022) (2022)

Diamants dans le ciel (2019)

Jélili (2011)

Survie de Jelili (2019)

Le fantôme et le tout (2018)

Accusation et caution (2021)

Confus (2019)

L'île (2018)

Spécial Jollof (2020)

1 octobre (2014)

Voir également

Éditer

Liste des acteurs nigérians

Références

Éditer

^ un bcd Makori, Edwin Kwach (21 janvier 2021).  "Biographie de Femi Adebayo: âge, épouses, enfants, maison et valeur nette".  Legit.ng.  Récupéré le 12 avril 2022.

^ "Femi Adebayo : Mon père est aussi mon patron dans l'industrie".  The Guardian Nigeria News - Nigeria et nouvelles du monde.  4 juin 2022. Récupéré le 23 juillet 2022.

^ Haynes, Jonathan (2016).  Nollywood : la création des genres cinématographiques nigérians (éd. illustrée).  Université de Chic…

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Reaching Out To Vulnerable Children...giving hope for the future
Chuma Mmeka

A kpọtụrụla Chuma Mmeka dịka "onye Naịjirịa bu opụrụiche na ọrụ aka.Ọ mara ọrụ na azụmahịa niile ma na-emekwa ya nke ọma. [8] Ọ kpọkọtara ndị edemede 77 ka na-eto eto na ndị omee nkiri na Ọwerị, Imo Steeti na Ọktoba 2015, iji gbaa ama gbasara mkposa n'etiti ndị ama ama na Naịjirịa. Ọ bụ ya malitere 'The Safe Child Project' nke o bidoro na 2009 ebe ọ kwalitere ụmụaka na-enweghị nne na nna 1000 na Imo. Na 2002, ọ kpọkọbara asọmpi maka mma izizi nke Misi Imo, ebe onye turu ugo mmeri na ya bụ Miss Chidimma Dike, nke enyere ya ụgbọala ọhụrụ na ihe nrite ndị ọzọ. Ọ na-achịkọba mmemme na-akwalite ndị ntorobịa na Afrịka. Akwụkwọ Chuma Mmeka bụ 'Job Secret Book Series' na-akwalite aka ọrụ ndị Afrịka na-agba mbọ. O na-enyere ha aka ilebanye anya na ọtụtụ ọrụ ndị ọzọ dịka etu esi e weta ego eji akwado ihe na kwa ka esi eme ihe nkiri.


[9][10]z[11]. [12]. [13]. [14]

Mmeka so n'otu ndị ọhụrụ na-ede abụ nke ogbara ọhụrụ. Ọ pụtara ihe site na mbipụta Abu dị iche iche nke ụwa niile. [15] Abụ ya na-egosi mmegbu a na-emegbu ụmụ nwanyị na ka nwoke na nwanyị ga-esi bụrụ otu na Abụ. [16] ha na-akwalite ọdịnala Afrịka, ma na-achịkọta ya mba niile maka ebumnuche agụmakwụkwọ. [17] [18] [19] Ọ na-etinye atụmatụ ya na Kọmitii Mahadum Colgate nke Dove Tales kwadoro maka, Jonalu nke nka zuru ụwa ọnụ, i ji were kwalite udo n'ụwa, njirimara ezinụlọ na ọdịbendị [20] Nchịkọta nke abụ ezi "The Broken Home" na "Echoes of the Mind" enwetala mgbasa ozi zuru ụwa ọnụ na ụlọ ọrụ edemede akwụkwọ nyocha [21] [22] [23]

Chuma Mmeka

A kọwara Chuma dịka onye na-akpali mmụọ ndi agbọ ohụrụ Naịjirịa na-ede Abu. Ọ bụ onye na-ede abu kemgbe ọ dị afọ asatọ. [24] E depụtara abụ ya na "Best Poets New African 2015 na Anthologies nke 2016". O meriri onyinye nke umuaka nke Maryam Babangida na Naịjirịa mgbe ọ di afọ iri na atọ na "Emerging African Poet toga" na 2017 [25] [26] Ndị Actors Guild nke Naịjirịa nyere ya onyinye dịka onye kachasị eme ihe nkiri bịara ọhụrụ na Nolịwudu (2019). [27] O ritela ọtụtụ onyinye maka ọrụ enyemaka ya na gburugburu ụwa. [28]

E depụtara ya dị ka onye ama ama na Naịjirịa, [29] Chuma Mmeka esonyela n'ọtụtụ ihe nkiri Naịjirịa dịka Beyond Beauty, [30] The King Must Marry A Strange Virgin, [31] The 3 Idiots, [32] The Arrogant Sisters, [33] I Choose a Dirty Palace Maid, Broken Smile, [34] Ezigbo Ọnụ Ọchị, [35] Our Village Priest, [36] The Village Girl, [37] The Crippled Maid Agụrụ Agwụrụ [38] na My Gateman Stole My Heart On Saturday. [39]

A makwaala ya dịka onye na-esonye na ihe nkiri Nolịwudu dika Samgold nke mepụtara King Akubueze (2014) onye nduzi bu Nonso Emekaekwue, ndị so na ya bụ Clems Ohameze, Joyce Kalu, Rachael Okonkwo na Mike Godson; Ghetto Republic (2014) ndị nsonye Francis Duru onye mmepụta bụ Pressing Forward; Men In August Meeting (2014) onye nduzi bụ Evans Orji na ndị nsonye Dede One Day; Beyond Beauty (2015) ndị nsonye Chacha Eke na Victor Osuagwu onye nduzi bụ Andy Chukwu nke Andybest Production; Secret Palace Mission (2014) Richrock Production ndị nsonye Olu Jacobs na Chacha Eke Faani; Royal Assassins (2015) onye nduzi bụ Sylvester Madu; Equalizer 3000 (2016) onye nduzi bu Austin Faani, ndị nsonye Harry B Anyanwu, Chelsea Eze, Emeka Enyiocha na Walter Anga; My State Governor (2016)onye nduzi Goodnews Erico; Hanging Coffin (2016) onye nduzi bụ Kalu Anya; Family Ambition (2016) onye nduzi bụ Sylvester Madu na ndị nsonye Freddie Leonard; Tony Montana (2017 ndị nsonye Zubby Michael na onye nduzi Emeka Jonathan Hills); Deadly Gang (2017) onye nduzi Chidox na ndị nsonye Junior Pope; Return of the Book of Evil (2017) nke Pressing Forward Production; Millionaire Sisters (2018 ndị nsonye Regina Daniels; Tears of My Destiny (2018ndị nsonye Pete Edochie na onye nduzi Emeka Titus; One More Bullet (2019) ndị nsonye Sam Dede na onye nduzi Collins Okoro Boko; Ndaa Letti (2017), Uwadiegwu (2017), The Evil Man (2018) na Royal Twist (2018) ha niile bụ Divine Touch Production; na ndị ọzọ.

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • The Broken Home 2015  [40]
  • Echoes of the Mind 2015  [41]
  • The Fundraiser's Handbook  
  • A Successful Acting Career Guide  
  • My Colouring Activity Book 2  
  • My Colouring Activity Book 3  

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na 21 Juunu 1975 na nke Enyi Jim I. Mmeka na Lolo Jossy C. Mmeka nke Alaenyi-Ofeahia, Amaigbo dị na Nwangele nke mpaghara Imo Steeti dị na mpaghara ndịda-anyanwu nke Naịjirịa. [1] Chuma lụrụ Nikky Mmeka ọ mụtara ya ụmụ. O liri nne ya mgbe ọ nwụrụ na Mee 2018 [42] lie nna ya na Jenụwarị 2019. 

Chuma Mmeka bụ onye echiri ọnụ n'ala mgbe ọ bụ nwata, ka nne na nna ya kewara na 1976. [1] O toro n'okpuru nne ya. Ọ tara ahụhụ na mkparị n'aka ndị ikwu nne ya. O bu nwa mbu n'ezinaulo alụrụ karịa otu nwanyị, A kpọrọ ya efulefu maka na ọ họrọ ndị be nne ya karịa ndị be nna ya. O doro anya na ndụ ya na-egosi n'ụzọ o si ede na mmekọrịta mmadụ na ibe ya. 

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Mmeka, Chuma (2015). The Fundraiser's Handbook. USA: CreateSpace, 83. ISBN 9781519741769. 
  2. https://posteritymediang.com/biafra-igbo-leaders-advise-restraint/
  3. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  4. Archive copy. Archived from the original on 2019-10-21. Retrieved on 2020-11-18.
  5. Mmeka, Chuma (2016). A Successful Acting Career Guide. USA: CreateSpace, 109. ISBN 9781522929307. 
  6. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  7. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  8. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  9. Celebrities Resolve Against Broken Marriages. TheNigerianVoice. Retrieved on 17 November 2015.
  10. Welcome to The Safe Child Project - Introduction. thesafechildproject.net. Archived from the original on 18 November 2015. Retrieved on 17 November 2015.
  11. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  12. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  13. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  14. https://www.thenigerianvoice.com/news/202594/a-most-unique-nigerian-personality-discovered.html
  15. (2017-03-27) Best New African Poets 2016 Anthology. ISBN 9789956764891. 
  16. (2018-09-23) Tintinnabulation of Literary Theory: Traversing Genres to Contemporary Experience. ISBN 9780797496439. 
  17. https://muse.jhu.edu/chapter/1739964
  18. https://muse.jhu.edu/chapter/1739965
  19. https://muse.jhu.edu/chapter/1739966
  20. https://writingforpeace.org/introducing-dovetales-family-cultural-identity/
  21. Archive copy. Archived from the original on 2016-04-09. Retrieved on 2020-11-18.
  22. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  23. http://globalreportersnews.com/2016/01/the-broken-home/
  24. http://dailyreviewonline-ng.com/2016/01/15/book-review-the-broken-home-a-poetic-inside-story-by-chuma-mmeka/#.W9M7cR-hddg
  25. http://bestnewafricanpoets.blogspot.com.ng/2015_11_01_archive.html
  26. http://bestnewafricanpoets2016.blogspot.com/2017/10/interview-with-nigerian-poet-chuma-mmeka.html
  27. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  28. https://www.manpower.com.ng/people/15952/chuma-mmeka
  29. https://naijagists.com/list-of-all-nigerian-celebrities-nollywood-actors-actresses-instagram-handles-twitter-account-contact-information/
  30. http://www.nigeriamovienetwork.com/tags/chuma-mmeka/
  31. Archived copy. Archived from the original on 2018-10-30. Retrieved on 2020-11-18.
  32. Archive copy. Archived from the original on 2018-10-29. Retrieved on 2020-11-18.
  33. http://www.naijapals.com/video/The_Arrogant_Rich_Sisters_1__African_Movies_2018_Nollywood_Movies_Latest_Nigerian_Movies_2019_Movies-167313
  34. http://www.naijapals.com/video/I_CHOSE_A_DIRTY_PALACE_MAID_TO_ALWAYS_GRACE_MY_BED___ZUBBY_MICHEAL___2___2019_NEW_NIGERIAN_MOVIES-177590
  35. Archive copy. Archived from the original on 2019-10-26. Retrieved on 2020-11-18.
  36. http://www.naijapals.com/video/OUR_VILLAGE_PRIEST_DIDN_amp__39_T_KNEW_THAT_HE_WAS_THE_FATHER_OF_MY_SON___QUEEN_____2019_NEW_NIGERIA-177137
  37. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  38. http://www.naijapals.com/video/THE_CRIPPLE_POOR_DIRTY_MAID_I_FIND_IT_SO_DIFFICULT_TO_RESIST___2019_NEW_NIGERIAN_AFRICAN__MOVIES-177314
  39. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2020-11-18.
  40. (2 October 2015) The Broken Home, Paperback, Create Space Independent Publishing Platform. ISBN 9781517586553. 
  41. Echoes of the Mind: My book of standard poems. Adfinity Media Book Publishing Ltd. ISBN 978-978-950-098-7. 
  42. https://www.manpower.com.ng/people/15952/chuma-mmeka