Cindy Le Coeur
Ọdịdị
Cindy Le Coeur
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Democratic Republic of the Congo |
| Aha ọmụmụ | Candy Nkunku |
| Aha enyere | Candy |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Novemba 1982 |
| Ebe ọmụmụ | Kinshasa |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French, Lingala |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, onye na-abụ abụ |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
| Onye òtù nke | Quartier latin |
| Ụdị | Cuban rumba, egwu gospel |
Cindy Le Coeur bụ onye na-edekọ egwu, onye na-agụ egwu, na onye na-agba egwu si Democratic Republic of the Congo. Ọ bụ onye otu egwu Congolese Quartier Latin International, nke onye egwu Koffi Olomide guzo ma duzie.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Aronson, David (14 July 2011). "What the Kids Are Listening to". Congoresources.org. Retrieved 18 April 2016.