Clarence Peters

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Clarence Peters
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereClarence Dezie
aha ezinụlọ yaPeters Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century, 27 Julaị 1978 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
ŃnàSir Shina Peters Dezie
ŃnéClarion Chukwurah Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi-foto, filmmaker Dezie
ebe agụmakwụkwọGovernment College Ikorodu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1998 Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Judith Amaechi

Clarence Peters (onye amụrụ Clarence Abiodun Peters) bụ Nigerian music video director, onye mmepụta ihe nkiri fim na cinematographer . Ọ bụ ya guzobere ụlọ ọrụ '' Capital Dream Pictures'' production company nke na ahụ maka performing arts fim nakwa ihe nkiri vidio. O guzobekwara ụlọ ọrụ ọzọ a kpọrọ Capital Hill Records, ụlọ na- ahụ maka ndi na-eti egwu bụ nke nwaada Chidinma, Tha Suspect na Illbliss so na ya . [1] [2] A họọrọ ya dika onye nke abụọ n'ime mmadụ iri aha ndi Channel O' wepụtara gbasara ndị daịrektọ nwere ọhụrụ banyere iti egwu nakwa imeputa vidio egwu ahụ. [3] N'afọ 1998, o sonyere ma kwado vidio egwu nke Mobil bụ nke metụtara ọria AIDS. Ọ haziri ihe nkiri a kpọrọ ''Everyday people'' nwere nkeji iri anọ n'onyonyo . [4] Peters ahiziela vidio egwu ndi na-eti egwu di iche iche ụfọdụ gụnyere Darey, Durella, na Wizkid, . [5] N'afọ 2012, o gosịri vidio egwu maka Shuga', nke Boneye ji P-Unit wee dokwara,Banky W., Wizkid and L-Tido . [6] Peters egosipụtala ihe akụkọ mere eme dị iche iche dị utọ n'onyonyo, ihe ngosi maka azụmahịa, nkenke fim nakwa ihe ndị ọzọ[7] N’April 2014, Absolut Vodka kwanyere ya ugwu maka nka ọrụ aka ya. [8]

N'ọnwa Septemba n'afọ 2015, Peters kwupụtara ebumnuche ya maka ngosipụta ihe nkiri fim na-eyi egwu dị nkeji iri abụọ na ise akpọrọ Hex . E wepụtara nkeji nke izizi na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na asatọ n'ọnwa September n'afọ, 2015.

Obibi Ndụ na ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Peters n'ezinụlọ ndị ama ama bụ Sir Shina Peters,oti egwu na Clarion Chukwura, onye na-emepụta ihe nkiri egwuregwu n'onyonyo.. Ọ gụrụ praịmarị ya n' ụlọ akwụkwọ praịmarị BI, gụọ sekọndịrị na Government College Ikorodu . Mgbe ọ gụsịrị sekọndrị, ọ rụrụ ọrụ afọ atọ n'ụlọ ọrụ Alpha Visions . Ọ gụrụ na City Varsity, ụlọ akwụkwọ dị na Cape Town South Afrika bụ na -akụzi maka ihe niile gbasara fim.. Ọ gụrụ ihe gbasara sinimatografi n'ụlọ akwụkwọ a. [9] Mgbe ọ na-eto , Peters bụ onye ọgbaa bọọlụ. [10] N'ajụjụ ọnụ etinyere n'akwụkwọ akụkọ Daily Times of Nigeria webụsaịtị, Nne ya kwuru na ya chọrọ itepụ afọ ime ya mana tụgharia uche maka na o kwenyere na Peters bụ Nna ya nwụrụ anwụ lọọrọ ya ụwa mgbe ọ dị afọ iri na otu. [11] Mgbe o si South Africa laghachiri Naịjirịa , Peters sonyere ndị otu na-eme ihe nkiri fim wee guzobe ụlọ ọrụ akpọrọ Alliance Film Company, nke eji Allied Film Company mara. Peters rụrụ ọrụ n'ụlọ ọrụ a otu afọ tupu o wee guzobe nke ya. Peters akpọwo Steven Spielberg, Hype Williams, DJ Tee, Akin Alabi, Wudi Awa, HG2films, Director dove Kemi Adetiba, Sesan, Aje, and AK 1 dika ndị ọ na eṅomi. [12]

Egwu Capita Hill[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe Peters nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ọ zutere Tha Suspect, Ya na ya bụ enyi ma gụzobe otu Capital Hill bụ nke Peters guzobere na Nigeria mgeb osi South Africa lọta. Ya na Suspect kpebiri ịchọ nwata nwaanyi maara agụ egwu. E mechara Peters chọta Kel onye nke Terry tha Rapman gwara ya maka ya . Ya na Kel binye aka n'akwụkwọ irụkọ ọrụ. [1] N'ọnwa Septemba afọ 2010, Kel na Peters nwere nghọtahie, nke mere ka ọ kwụsị nkwekọrịta na nkwado ya . Kel jisiri ike wepụta album egwu izizi ya, The Investment, . [13] N'ikpeazụ ya na ụlọ ọrụ ọzọ bụ Goretti Company,rụkọrọ bụ nke Illblissnwe.

Esemokwu[dezie | dezie ebe o si]

Na Jenụwarị afọ 2014,amara ya ikpe gbasara [14] maka egwu nke Tiwa Savage's "Eminado o mere na vidio. O zuru at umatụ ngosi nke "Asinamali" nke Tumi and the Volume weputara iji kwanyere Seydou Keïta. Tumi ugwu. Seydou Keïta gara na twitter kwutọọ Peters . Ọ gbara ndị enyi ya ka ha tinye ọnụ n'okwu ahụ. [15] Onye nledo Savage, Tunji "Tee Billz" Balogun, tinyer ọnụ n'okwu ahụ . O kwuru na ha amaghi na vidio ahụ ṅuomi vidio onye ọzọ na ọ tụr u ha n'anya dika o si tụọ mmadụ niile. [16]

Ka egosipụtara vidio nke Ice Prince's "VIP ka ọnwa Jun di na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na otu n'afọ 2013, eboro Peters ebubo ọzọ gbasara ṅuomi onye Slaughterhouse's "My Life" n'ụdị ezighị ezi . [17] Na Febuwarị afọ 2014, Ice Prince gbachitere Peters wee kwuo na ọ bụ ya gwara ya echiche ndị otinyere na egwu ya. O kwukwara na ọ bụrụ na enwere onye nwere nsogbu na ọnọdụ a, na onye ahụ taa ya ụta. [18]

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mmemme Ihe nrite Onye natara ya Mpụtara Ebe nsinweta
2014 City People Entertainment Awards Onye kacha hazie vidio egwu n'afọ ahụ onwe ya Ọ pụtabeghi [19]
2014 Nigeria Entertainment Awards Vidio Egwu kacha mma n'afọ ahụ (Artist & Director) "Eminado"

(Tiwa Savage featuring Don Jazzy)
Ọ pụtabeghi [20]
"Oh! Baby (You & I)"

(featuring Flavour N'abania)
Ọ pụtabeghi
African Muzik Magazine Awards Onye kacha hazie vidio egwu onwe ya nhọpụta [21]
MTV Africa Music Awards 2014 Vidio kacha mma O meriri [22]
Transform Today by Absolut onwe ya O meriri
2013 The Headies 2013 Onye kacha hazie vidio "Alingo" O meriri [23]
"Eee/Mba" O meriri
Nigeria Entertainment Awards Vidio egwu kacha mma n'afọ ahụ "Skibo" by Solid Star O meriri [24]
Nigeria Music Video Awards Dairektọ kacha mma onwe ya [25]
Cinematography kacha mma "Durosoke" by Olamide O meriri
Onye nhazi ederede kacha mma Ọdịghị
2012 The Headies 2012 Onye nhazi egwu vidio kacha mma "5 & 6" by Naeto C nhọpụta [26]
Nigeria Entertainment Awards Vidio egwu kacha mma n'afọ ahụ "Pakurumo" by Wizkid Nhọpụta [27]
Nigeria Music Video Awards Diektọ kacha mma "Kedike" by Chidinma nhọpụta [28]
Cinematography kacha mma O meriri
Onye nhazi ederede kacha mma O meriri
2011 The Headies 2011 Onye kacha hazie vidio egwu "You Know It" by Goldie Harvey Nhọpụta [29]
Nigeria Entertainment Awards Vidio egwu kacha mma n'afọ ahụ "If You Ask Me" by Omawumi nhọpụta [30]
Nigeria Music Video Awards Best Director Onwe ya Nhọpụta [31]
Best Cinematography "5 & 6" by Naeto C Nhọpụta
Best Editor Onwe ya Nhọputa
2010 The Headies 2010 Vidio egwu akachaa hazie "Finest" by Knight House (featuring Sauce Kid and Teeto) O meriri [32]
Nigeria Entertainment Awards Best Female Music Video of The Year "You Know It" by Goldie Harvey Nhọputa [33]
"If You Want Me" by Mo'Cheddah nhọpụta
Nigeria Music Video Awards Best Director Himself O meriri [34]
onye nhazi edered kacha mma O meriri
Cinematography kacha mma "You Know It" by Goldie Harvey

nhọputa

[35]
2009 Direktọ kacha mma "Oko Won Lode" by Sound Sultan nhọpụta [36]
Cinematography kachaa mma o meriri
2008 The Headies 2008 Vidio egwu kachaa mma "Sasha" nhọpụta [37]
  1. 1.0 1.1 REVEALED: How Illbliss, Clarence Peters Interfered Chidinma's s*x Tape Scandal. Osun Defender (23 December 2013). Archived from the original on 5 April 2014. Retrieved on 6 April 2014.
  2. name="modernghana1"Clarence Peters: Lights, Camera and Action!. ModernGhana.com (28 July 2008). Retrieved on 3 April 2014.
  3. Channel O TV Online | Top 10 Most Visionary Music Video Directors. Channelo.dstv.com (14 January 2014). Archived from the original on 20 January 2014. Retrieved on 3 April 2014.
  4. Clarence Peters. Biography Home (23 April 2012). Retrieved on 11 April 2014.
  5. BN Saturday Celebrity Interview: "The Man Behind the Camera" Ace Filmmaker, Clarence Peters – The Music, The Videos, The Family & More!. Bella Naija (3 March 2012). Retrieved on 3 April 2014.
  6. 1ON1: Clarence Peters dumps football for film | Capital Lifestyle. Capitalfm.co.ke (14 February 2012). Retrieved on 3 April 2014.
  7. It's Clarence Peters again!. Punchng.com (14 September 2013). Archived from the original on 14 September 2013. Retrieved on 6 April 2014.
  8. Absolut celebrates Clarence Peters (21 April 2014). Retrieved on 23 April 2014.
  9. name="bellanaija1"BN Saturday Celebrity Interview: "The Man Behind the Camera" Ace Filmmaker, Clarence Peters – The Music, The Videos, The Family & More!. Bella Naija (3 March 2012). Retrieved on 3 April 2014.
  10. name="capitalfm1"1ON1: Clarence Peters dumps football for film | Capital Lifestyle. Capitalfm.co.ke (14 February 2012). Retrieved on 3 April 2014.
  11. My Father Came Back Through Clarence Peters- Clarion Chukwura. Daily Times of Nigeria (24 March 2014). Retrieved on 3 April 2014.
  12. Clarence Peters: Lights, Camera and Action!. ModernGhana.com (28 July 2008). Retrieved on 3 April 2014.
  13. First ladies take over record labels – Nigeria News. Dailyindependentnig.com. Retrieved on 3 April 2014.
  14. ="https://en.wikipedia.org/wiki/Copyright_infringement" rel="mw:ExtLink" title="Copyright infringement" class="cx-link" data-linkid="108">copyright infringement
  15. Clarence Peters steals Tumi and The Volume video. Live Mag. Archived from the original on 7 April 2014. Retrieved on 6 April 2014.
  16. We are surprised Clarence Peters jacked the concept for 'Eminado' video – Tiwa Savage's rep | Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Thenet.ng. Archived from the original on 5 April 2014. Retrieved on 6 April 2014.
  17. NET Exclusive: How Clarence Peters stole concepts, footage for Ice Prince and Tiwa Savage music videos | Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Thenet.ng. Retrieved on 6 April 2014.
  18. 'I don's see anything wrong' – Ice Prince says he told Clarence Peters to jack video concept | Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Thenet.ng. Retrieved on 6 April 2014.
  19. Rita Dominic, Davido, Tiwa Savage, Majid Michel – 2014 City People Entertainment Awards Nominees. Bellanaija.com (6 June 2014). Retrieved on 10 June 2014.
  20. Pop duo, Skuki, reject Nigerian Entertainment Awards nomination (31 May 2014). Retrieved on 1 June 2014.
  21. See Nominees for the African Muzik Magazine Awards (AFRIMMA) 2014. Bellanaija (9 June 2014). Retrieved on 28 July 2014.
  22. All the MTV Africa Music Awards winners (8 June 2014). Archived from the original on 8 June 2014. Retrieved on 7 June 2014.
  23. Olamide wins big @ Headies 2013 + full list of winners – Vanguard News. Vanguardngr.com (27 December 2013). Retrieved on 5 April 2014.
  24. Nigerian Entertainment Award announces 2013 nominees – Premium Times Nigeria. Premiumtimesng.com (31 May 2013). Retrieved on 5 April 2014.
  25. Flavour turns biggest winner at Nigerian Music Video Awards | Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Thenet.ng. Retrieved on 5 April 2014.
  26. Psquare, Bez lead Headies 2012 nominees list. Vanguard (28 August 2012). Retrieved on 11 April 2014.
  27. 2012 NEA Awards Nominees… Wizkid, Brymo, Tiwa Savage Grab Multiple Nods. Jaguda (2 June 2012). Archived from the original on 27 February 2014. Retrieved on 11 April 2014.
  28. Nigerian Music Video Awards (NMVA 2012 ) Full Winners List. Prisoner of Class (21 December 2012). Archived from the original on 13 November 2013. Retrieved on 11 April 2014.
  29. The Headies 2011 Nominees Announced (2 August 2011). Retrieved on 11 April 2014.
  30. Nigerian Entertainment Awards 2011 nominees. Tooxclusive (26 May 2011). Retrieved on 11 April 2014.
  31. Nigerian Music Video Awards [NMVA 2011 Nominees… Darey & Jodie Top The List of Nominees]. Jaguda (26 October 2011). Archived from the original on 5 July 2013. Retrieved on 11 April 2014.
  32. Past Winners. Hip Hop World Magazine. Archived from the original on 27 December 2013. Retrieved on 11 April 2014.
  33. Nigerian Entertainment Awards 2010 – The PICTURES + Winners Are. NigeriaFilms.com (22 September 2010). Retrieved on 11 April 2014.
  34. Nigeria Music Video Awards – NMVA 2010 – Winners & Photos. Bellanaija (2 December 2010). Retrieved on 11 April 2014.
  35. Nigerian Music Video Awards (NMVA) 2010 Nominees. Jaguda (27 October 2010). Archived from the original on 1 August 2014. Retrieved on 11 April 2014.
  36. Nigerian Music Video Awards 2009 Nominees – Keffi, MI, Darey & Mo-Hitts Dominate. Jaguda (16 October 2009). Archived from the original on 29 April 2014. Retrieved on 11 April 2014.
  37. The glitz, rewards and flaws of Hip-Hop World Awards 2008. Modern Ghana (23 March 2008). Retrieved on 11 April 2014.