Clarisse Rasoarizay

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Clarisse Rasoarizay
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMadagascar Dezie
Aha enyereClarisse Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Septemba 1971 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Clarisse Rasoarizay (amụrụ na Septemba 27, na afọ 1971) bụ nwanyị na-agba ọsọ ogologo oge si Madagascar, onye nọchitere anya mba Afrịka ya na afọ 2004 Summer Olympics na Athens, Gris. O meriri na marathon ụmụ nwanyị na afọ 2003 All-Africa Games na Abuja, Nigeria na afo 1997 Jeux de la Francophonie .

Ihe kacha mma n'onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

  • 5000 mita - 16:20.30 nkeji (1998) - ndekọ mba.
  • 10,000 mita - 33:00.44 nkeji (2003) - ndekọ mba.
  • Marathon - 2:38:21 awa (2003) - ndekọ mba.

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:MAD
1997 Jeux de la Francophonie Antananarivo, Madagascar 1st Marathon 2:56:24
2001 Jeux de la Francophonie Ottawa-Hull, Canada 2nd Marathon 2:46:29
2003 All-Africa Games Abuja, Nigeria 1st Marathon 2:46:58
2004 Olympic Games Athens, Greece 43rd Marathon 2:48:14
2005 World Championships Helsinki, Finland 43rd Marathon 2:43:58
Jeux de la Francophonie Niamey, Niger 4th Marathon 2:52:00

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Madagascar na 2003 All-Africa Games

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]


Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Clarisse Rasoarizay at World Athletics