Colin Udoh
Ọdịdị
Colin Udoh
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Colin |
| Aha ezinụlọ ya | Udoh |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ |
Colin Udoh
| |
|---|---|
| Born | |
| Nationality | Nigerian |
| Occupation | Media |
Colin Udoh bụ onye nta akụkọ Naijiria na onye na-eme ihe nkiri na telivishọn.
Colin na-arụ ọrụ ugbu a maka Kwese Sports.
Ọ gosipụtara dị ka onye nyocha studio maka netwọk telivishọn Super Sport ma dee maka magazin bọọlụ Afrịka Kick Off . Ọ rụrụ ọrụ maka Nigeria Football Federation dị ka onye ọrụ mgbasa ozi.
Udoh lụrụ nwanyị Naijiria na-agba bọọlụ mba ụwa bụ Mercy Akide.[1]
N'ajụjụ ọnụ, o kwuru otú ịrụ ọrụ dị ka onye ọrụ mgbasa ozi nke mba Naijiria si bụrụ akụkụ na-atọ ụtọ, mana akụkụ na-akụda mmụọ. N'agbanyeghị nkụda mmụọ, o kwuru na ọ gaghị agbanwe ahụmịhe ahụ maka ihe ọ bụla.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Enyadike (18 January 2011). Q & A with Mercy Akide-Udoh. Super Sport. Retrieved on 30 March 2012.
- ↑ Macintosh. Vox in the Box: Colin Udoh. The Set Pieces. Retrieved on 11 November 2022.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Colin Udoh on Twitter