Colla Swart

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Colla Swart
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha ezinụlọ yaSwart Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1930 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2023 Dezie
Ebe ọ nwụrụPiketberg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Colla Swart (amụrụ n'afọ 1930) bụ ónyé na-ese foto na South Africa. Ọ bịdọrọ ise foto ọkachamara n'afọ 1982, ma na-ese foto okike na ndị mmadụ n'ime na gburugburu obodo a mụrụ ya bụ Kamieskroon. Colla na enyi ya ónyé Canada na-ese foto Freeman Patterson kwadoro, ruo n'oge na-adịbeghị anya, ọmụmụ ihe foto kwa afọ na Namaqualand, nke a maara màkà ọmarịcha okooko osisi ya n'agbata ọnwa Ọgọst ruo Septemba.

Swart eseela foto okooko osisi ọhịa Namaqualand ma mée ọtụtụ foto ngosi.

Ọ bi ugbu a na Piketberg, Western Cape, South Africa, ọbọdọ nna ya nwoke nwụrụ anwụ, na nwunye nwa ya nwanyị.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]