Complete Sports

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Complete Sports
sports newspaper
Oge/afọ mmaliteDisemba 1995 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ndị mbipụtaComplete Communications Limited Dezie
mba osiNaijiria Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
newspaper formatbroadsheet Dezie

 

Complete Sports bụ akwụkwọ akụkọ egwuregwu mba Naijiria kwa ụbọchị ma nwee isi ụlọ ọrụ ya na Isolo, mpaghara gọọmentị dị na Lagos Steeti. E bipụtara ya na 1995 dị ka akwụkwọ akụkọ kachasị elu nke Complete Communications Limited ma gaa n'ihu ịghọ otu n'ime akwụkwọ akụkọ a na-agụkarị na Naịjirịa. Akwụkwọ akụkọ ahụ na-elekwasị anya na ndị egwuregwu Naijiria karịsịa ndị egwuregwu bọọlụ Naijiria.

A na-ekesa Complete Sports gburugburu Naijiria na akụkụ ụfọdụ nke Benin Republic na Cameroon nke mere ka ọ bụrụ otu n'ime akwụkwọ akụkọ a na-ekesa na West Africa.[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Ndepụta akwụkwọ akụkọ Naijiria

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. About Us. Retrieved on 6 August 2015.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]