Constance Bapela
Ọdịdị
Constance Bapela
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Constance |
| Aha ezinụlọ ya | Bapela |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1963 |
| Ebe ọmụmụ | South Africa |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 16 Febụwarị 2018 |
| Dị/nwunye | Obed Bapela |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Constance Bapela (nwụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2018) bụ onye bụbu ọkà okwu maka obodo Johannesburg nke ndi South Africa, na nwunye onye osote minista na-ahụ maka ọchịchị na ọdịnala Obed Bapela.[1]
Ọnwụ
[dezie | dezie ebe o si]Bapela nwụrụ site na nkụchi obi, ụbọchị atọ mgbe a wasịrị ya, na 16 Febụwarị na afọ 2018.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]
- Kọmitii Afrịka Na-ahụ Maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ na Ndị Mmadụ
- Iwu nke South Africa
- Akụkọ ihe mere eme nke African National Congress
- ndọrọ ndọrọ ọchịchị na South Africa
- Gọọmentị mpaghara nke South Africa
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Former Johannesburg speaker Constance Bapela dies. Retrieved on 6 March 2018.