Constance Mantey
Ọdịdị
Constance Mantey
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha enyere | Constance |
| Aha ezinụlọ ya | Mantey |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọgọọst 1976 |
| Ebe ọmụmụ | Ghana |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Asante Kotoko S.C., Ashanti Gold SC, Ghana men's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 1998 African Cup of Nations, 2000 African Cup of Nations |
Constance Mantey (amụrụ n'abalị iri atọ na otu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1976) bụ onye Ghana bụbu onye na-agba bọọlụ mba ụwa nke na-agba dịka onye na-edebe goolu.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mantey agbaala bọọlụ klọb maka Asante Kotoko na Goldfields Obuasi.
Ọ gbakwara Ghana bọọlụ mba ụwa, nweta okpu abụọ n'afọ 2000, ọ bụkwa onye otu egwuregwu na African Cup of Nations n'afọ 1998 na 2000.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ African Nations Cup 1998 - Final Tournament Details. RSSSF. Retrieved on 16 May 2009.