Cor Akim
Ọdịdị
Cor Akim
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Democratic Republic of the Congo |
| Aha enyere | Eden |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | Jụn 2004 |
| Ebe ọmụmụ | Bukavu |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, French |
| Ọrụ ọ na-arụ | blogger, auteur |
| Ebe agụmakwụkwọ | Collège Alfajiri |
| Ebe obibi | Bukavu |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2019 |

Corneille Akilimali Bufole (August 4, 1992), nke a maara nke ọma dị ka Cor Akim, bụ onye Congo na-agụ egwu, onye na-ede egwu na onye na-eti egwu, a mụrụ ya na Bukavu, isi obodo nke South Kivu Province na ọwụwa anyanwụ Democratic Republic of Congo .
Discography
[dezie | dezie ebe o si]Album studio
[dezie | dezie ebe o si]- 2016 : The Greatest
- 2014 : Hommes de rêves
Single
[dezie | dezie ebe o si]- 2018 : Mon vote
- 2018 : Tu peux compter sur moi
- 2017 : Un de plus grands
- 2017 : Kiuno chako
- 2016 : Mwasi
- 2016 : Sorry Really
- 2016 : Ma femme
- 2016 : Mama
- 2016 : Mea culpa
- 2016 : Tuijenge Congo
- 2016 : Je suis Kivu
- 2015 : Ọchịchọ Chrismas
- 2019 : Te rencontrer
- 2019 : Et si tu pouvais
- 2019 : Ebube
Mmekọrịta
[dezie | dezie ebe o si]- 2017 : Nipe - Big Denty ft. Cor Akim
- 2015 : Umoja Bondeni - Voldie Mapenzi ft. Cor Akim, Kinjaah
- 2015 : You and I - Kinjaah ft. Cor Akim
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]- 2012 : Best male pianist in South Kivu, nke mere ka ọ pụta nke mbụ ya na mba ụwa na mbipụta nke RNW (Radio Netherland Worldwide), n'okpuru aha mbụ ya, nke Corneille Akim.
- 2016 : Kivu Top5: Sorry Really Best song in Kivu at the RTNK (Radio TV Ngoma ya Kivu).