Cossy Orjiakor
Cossy Orjiakor | |
|---|---|
| Website | www.Cossysecret.com |
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Cossy Orjiakor |
| Aha ọmụmụ | Cossy Orjiakor |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | Ọktoba 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Anambra State |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
| Ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University, University of Nigeria |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Cossy Orjiakor // (na-ege ntị) (amụrụ na 16 Ọktoba 1984) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-agụ egwu.[1] Ọ batara n'ọkwa mgbe ọ gosipụtara na vidio egwu nke obesere , a makwaara ya nke ọma maka igosi nnukwu obi ya na mmemmé mmekọrịta na vidio egwu.[2][3] N'afọ 2015, o mepụtara ihe nkiri mbụ ya, Power girls, n'okpuru ụlọ ọrụ mmepụta ya Playgirl pictures.[4]
A mụrụ Orjiakor na 16 Ọktoba 1984 na Anambra Steeti.[5][6] Ọ gụsịrị akwụkwọ na klas nke abụọ dị elu na ndekọ ego na njikwa na Mahadum Naịjirịa, Nsukka ma nweta nzere masta na mahadum Lagos state .[2][7]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Orjiakor etinyela aka n'ọtụtụ akụkụ nkè ntụrụndụ.[2] O gosipụtara na vidio egwu, mere ihe nkiri ma nwee abọm aha ya, wepụtara abọm mbụ ya Nutty Queen na 2013.[8]
O gosipụtara ngosipụta nkè áhụ ya dị ka akụkụ nke akara ya dị ka onye na-eme ihe ntụrụndụ. mana ọ jụrụ oghere nke ịga ọtọ kpamkpam na ihe nkiri n'ihi omume ọma.[7][8]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Itohan (nke Chico Ejiro duziri)[8]
- Ara Saraphina
- Anini
- Amobi
- Otu nde ụmụ nwoke
- Popu Ajasco
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Cossy Ojiakor reveals her new source of making good money (en-GB). Vanguard News (16 April 2022). Retrieved on 20 July 2022.
- 1 2 3 Cossy Orjiakor: I was well paid for erotic dance for Abass Obesere. Archived from the original on 5 October 2016. Retrieved on 25 September 2016.
- ↑ Cossy Orjiakor Releases Near N*de Photos To Celebrate Her 31st Birthday. Information Nigeria (19 October 2015). Retrieved on 25 September 2016.
- ↑ Chrysanthus Ikeh (20 March 2015). Cossy Orjiakor ready with her first movie, ‘Power Girls’. Nigeria Entertainment Today. Archived from the original on 6 March 2016. Retrieved on 25 September 2016.
- ↑ COSSY ORJIAKOR. Naij.com. Retrieved on 25 September 2016.
- ↑ Photos From Cossy Orjiakor’s Birthday Celebration. 360nobs.com. Archived from the original on 30 July 2018. Retrieved on 25 September 2016.
- 1 2 I am simply sexy and I know it’ – COSSY ORJIAKOR + why I went back to school. encomium.ng (22 June 2015). Retrieved on 25 September 2016.
- 1 2 3 Isi Esene (1 June 2013). I’m taking Sexual Seduction to the streets" – Cossy Orjiakor speaks. YNaija.com. Retrieved on 25 September 2016.