Cri-Zelda Brits
Ọdịdị
Cri-Zelda Brits
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Obodo maka egwuregwu | South Africa |
| Aha ezinụlọ ya | Brits |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Novemba 1983 |
| Ebe ọmụmụ | Rustenburg |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | cricketer |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | South Africa national cricket team, Kent Women cricket team |
| Ụdị egwuregwu | cricket |
Cri-Zelda Brits nke enwekwara ike dekwa ka Crizelda Brits ma ọbụ Cri-zelda Brits (Ọmụmụ: 20 November, 1983) bụ onye nke na egwu egwuregwu aka nke ndi bekee na akpọ Cricket na ụwa nịịle. Brits bụ onye obodo ndi South Africa.