Cristina Boshoff
Ọdịdị
Cristina Boshoff
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Cristina |
| Aha ezinụlọ ya | Boshoff |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Ọktoba 1980 |
| Ebe ọmụmụ | Stellenbosch |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, pianist, odee egwu |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
| Ngwa egwu | Piano, olu egwụ |
| Ụdị | folk rock |
Katarina Boshoff (onye amụrụ n'abalị asatọ nke ọnwa Ọktoba n'afọ 1980 dị ka Katarina Cristina Boshoff ) bụ onye South Africa na-agụ egwu pop na onye na-eti egwu na Cape Town .
A mụrụ Boshoff na Stellenbosch, ma nwee ikike amaala abụọ na South Africa na Spain. Ọ malitere ịkpọ piano mgbe ọ dị afọ iri na abụọ, ma nweta nkwekọrịta ndekọ mbụ ya mgbe ọ dị afọ iri na asatọ. Katarina bụ onye akụkụ nke South Africa,na onye akụkụ nke Dutch.
Egwú
[dezie | dezie ebe o si]Boshoff wepụtara egwu mbụ ya, "I'm only human" n'afọ 1999.[1] Otu egwu a nọ n'elu chattị nke South African National Campus . Ọ nọrọ izu itoolu nke ogo iri anọ nọ n'elu nke South African National Top 40 Charts, ebe ọ ruru ọkwa nke isii. N'afọ 2000, ọ sokwunyere egwu ahụ na abọm mbụ ya, This is me .[1]
Albọm Studio
[dezie | dezie ebe o si]- This is me (2000)
- Fire & Ice (2014)
- Me and Missy D. (2015)
Ndị dị Naanị otu
[dezie | dezie ebe o si]- "I'm only human" (1999)
- "You're my shoulder" (2000)
- "I feel like a wreck" (2003)
- "Try" (2010)
- "A Rainy Day" (2014)
- "Tears of an Angel" (2014)
- "Why" (2014)
- "I dare you" (2015)
- "Gonna be with you" (2015)
- "Dreams" (2014)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Katarina Boshoff," Who's Who Southern Africa. Found at Who's Who SA.