Gaa na ọdịnaya

Cynthia Adobea

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Cynthia Adobea
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGhana Dezie
Obodo maka egwuregwuGhana Dezie
Aha enyereCynthia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Ọgọọst 1990 Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuGhana women's national football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
So naGhana women's national football team Dezie

Cynthia Adobea (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1990) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu egwuregwu ụmụ nwanyị na mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu afọ 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka Reformers Ladies na Ghana.[1]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.