Gaa na ọdịnaya

Cynthia Quartey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Cynthia Quartey
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGhana Dezie
Aha enyereCynthia Dezie
Aha ezinụlọ yaQuartey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Novemba 1963 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụathlete, asọmpi egwuregwu Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
So na1984 Summer Olympics Dezie

Cynthia Quartey (amụrụ na 3 Nọvemba na afọ 1965) bụ onye Ghana bụbu onye na-eme egwuregwu nke bụ ọkachamara na sprinting.

Ọ nọchitere anya mba ya na afọ 1984 Summer Olympics na Los Angeles, ebe o sonyere na 4 x 100 mita relay wee merie ihe nrite.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Cynthia Quartey Bio, Stats, and Results. Archived from the original on 2020-04-18.