Dakkada

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dakkada
association football club
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụUyo Dezie

Dakkada FC (a mara oge gara aga dịka Akwa Starlets FC) bụ a klọbụ egwuregwu bọọlụ Naịjirịa . Ha na-egwu egwu ugbu a na Lig ọrụ nke egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa mgbe ha nwesịrị nkwalite site na Lig ọkachamara Mba Naịjiria n'ụbọchị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Julai nke afọ 2019. [1] [2] Dakkada FC dị na Uyo, Akwa Ibom steeti. Ụlọ egwuregwu ha bụ Ụlọ egwuregwu mba Godswill Akpabio . N'afọ 2019, ha meriri nkwalite igwu egwu na oge 2019-2020 nke asọmpi egwuregwu kerre nke Naịjirịa, asọmpi bọọlụ ndị ọkachamara na Naịjirịa . [3] Nzere ha mere ka steeti Niger Delta nke Akwa Ibom nwere mmanụ dị na steeti naanị gọọmentị steeti na-akwado klọbụ abụọ ugbu a na asọmpi egwuregwu Premiya, ewezuga steeti Abia bụ agbata obi.

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Dakkada FC nke bụ Akwa Starlets FC n'oge gara aga ka hiwere n'afọ 2004 site na Gọọmenti Akwa Ibom Steeti n'aka kọmishọna ndị ntorobịa na egwuregwu Chris Ekong dịka ndị otu obere nke Akwa United FC . Mgbe e hiwere Dakkada FC, ha buru ụzọ gbaa bọọlụ na Lig ndị n'amu amụ na Mba Naịjirịa nke mbụ wee jiri nta nke nta nweta nkwalite. [4] Na ọnwa Septemba nke afọ 2019, Akwa Starlet bụ onye mmeri nke 2019 Lig Mba nke Naịjiria. [5] N'ụbọchị iri atọ na otu nke ọnwa Ọktoba afọ 2019, njikwa klọb ahụ nyere klọb ahụ aha ọzọ na-agbanwe aha site na Akwa Starlet FC gaa Dakkada FC [6]

Squad dị ugbu a[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka ụbọchị iri atọ nke ọnwa Disemba afọ 2020  

No. Pos. Nation Player
1 GK Nigeria NGA Adewale Oramade
3 DF Nigeria NGA Ubong Williams
6 MF Nigeria NGA Isaac George
8 DF Nigeria NGA Arinze Abuka
9 Nigeria NGA Phillip Archibong
10 FW Nigeria NGA Aniekan Ekpe
12 FW Nigeria NGA Adamu Yazid
13 GK Nigeria NGA Thomas Omokhudu
14 Nigeria NGA Ibrahim Abiola
15 DF Nigeria NGA Olawale Doyeri
18 Nigeria NGA Godwin Inamoto
No. Pos. Nation Player
19 Nigeria NGA Ubong Idio
21 Nigeria NGA Peter Eletu
23 MF Nigeria NGA Muritala Lawal
24 Nigeria NGA Samuel Akpan
25 Nigeria NGA Unwana Asuquo
26 Nigeria NGA Solomon Chigozie
28 DF Nigeria NGA Francis Odinaka
29 Nigeria NGA Ukeme Umoh
30 DF Nigeria NGA Christian Ekong
34 Nigeria NGA Emmanuel Charles
40 MF Nigeria NGA Afeez Awakan

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. NPFL: Warri Wolves, Akwa Starlets, Jigawa Stars, Adamawa United gain promotion | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-11-30.
  2. Enugu Rangers sack coach after home defeat to Akwa Starlet. FCNaija. Archived from the original on 2019-11-27. Retrieved on 2019-11-30.
  3. Akwa United plead for patience as team prepare for Sunshine Stars. guardian.ng. Retrieved on 2019-11-30.
  4. NPFL sides looking to avoid giant-killing | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-11-30.
  5. Oyero (2019-09-16). Akwa Starlets crowned 2019 NNL Champions (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2019-12-01.
  6. Akwa Starlets renamed Dakkada FC (en-US). SportsCompass (2019-10-31). Archived from the original on 2019-11-01. Retrieved on 2019-11-30.