Daniel Dikeji Miyerijesu
Ọdịdị
Daniel Dikeji Miyerijesu (amuru na 21 Jenuari 1948),[1] nke a makwaara dika Saint Daniel Dikeji Miyerijesu,[2] bu onye bishop Naijiria, onye ndu na onye nchoputa nke Chineke Grace Ministry. O malitere G.G.M na 5 Novemba 1993.[2] A maara ya "na-eweta nzopota nye mmadu".[1]
Da ka Sahara Reporters si kwuo, Miyerijesu "agbala ebe ofufe idinala n'atoto obodo Urhobo".[3] A mara ya ikpe maka "ibibi ara nka nke ofufe idinala n'obodo Urhobo".[4] A mara ya ikpe maka akpo onwe ya "Bishop nke Uwa Niile".[3]
Ozi Ndi Krist
[dezie | dezie ebe o si]Miyerijesu, nke a na-akpo Mimeyeraye n'oge gara aga, bu otu n'ime ndi okpukperechi na dayosis Warri Anglican,[3] bu onye malitere otu Anglican Mimeyeraye Praying and Fasting Society mgbe o na n'ebe aho.[5]
Ntuaka
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Oromoni felicitates with Bishop Dikeji at 74". Truth Reporters. 21 January 2022. Archived from the original on 10 June 2023. Retrieved 1 December 2023.
- 1 2 "ABOUT G.G.M". G.G.M Official Website.
- 1 2 3 Egbejumi-David, Michael (10 January 2011). "Jesus Holiness". Sahara Reporters. Archived from the original on 21 October 2021. Retrieved 1 December 2023.
- ↑ Ojaide, Tanure (2017). Literature and Culture in Global Africa. Taylor & Francis. p. 47. ISBN 978-135-171-119-7.
- ↑ Johannes Smit & Pratap Kumar (2018). Study of Religion in Southern Africa: Essays in Honour of G.C. Oosthuizen. BRILL. p. 108. ISBN 978-904-740-749-2.