Daniel K Daniel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Daniel K Daniel
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereDaniel Dezie
aha ezinụlọ yaDaniel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Mee 1986 Dezie
Ebe ọmụmụMaiduguri Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee Dezie

Daniel Kanayo Daniel (amụrụ n'abalị iri abụo na abụo nke ọnwa Mee, afọ 1986) bụ ome ihe nkiri onyonyo na fiim nke Naijiria na onye na-eme ihe nkiri ihe nlere anya, onye egwu na onye ihe omume compere. A maara ya nke ọma maka ihe ngosi agwa nke Bossman [1] [2] na ihe nkiri A Soldier's Story, nke onwetara ihe nrite Africa Magic Viewers' Choice Awards (AMVCA) na Africa Movie Academy Awards (AMAA) nwoke omee kacha mma [3] na ọrụ ya na mpempe oge ụbọchịiri asaa na isii, [4] [5] [6] [7] nke ndị so mekwa ya bụRamsey Noah, Chidi Mokeme na Rita Dominic [8] na Mummy Dearest tinyere Onye na-eme ihe nkiri Naijiria bụ Liz Benson . [9]

Mmalite Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Daniel Kanayo Daniel bụ onye amụrụ n'ụlọ ọgwụ nkụzi nke Mahadum Maiduguri , Maiduguri, Steeti Borno, na ndida Ugwu nke Naijiria na Mee 22, 1986.

Mgbe Daniel bụ nwata, ezinụlọ ya kwagara Steeti Lagos na ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naijiria wee gaa na steeti nọ na ndịda anyanwu nke Naijiria nke Enugu, bụ ebe ọ malitere agụmakwụkwọ ya. Daniel bụ onye Igbo, bụrụkwa onye Nenwe dị n'okpuru ọchịchị Ani-Nri nke steeti Enugwu. A zụlitere ya n'ụlọ Ndị Kraịst. Nna ya, Chris Daniel bụ onye injinia na nne ya bụ Kande Daniel bụ onye mgbasa ozi na onye bụbu onye isi oche nke Nigeria Association of Women Journalists, ma na-eje ozi ugbu a dị ka onye ndụmọdụ pụrụ iche nye Minista Ike Nigeria na okwu gbasara mgbasa ozi. [10] Ọ bụ onye mbụ n'ime ụmụaka anọ, otu n'ime ha bụ Chris Daniel Jnr (Kris'D) onye egwu na onye nka. [11]

Daniel bụụru onye nduihe nkiri na otu ọgbakọ arụmụka nke ụlọ akwụkwọ praịmarị ya, na Command Children School.ma n'eme Nkeoma Na klasi ya.. ọ gụsịrị akwụkwọ nke ụlọ akwụkwọ sekọndrị na 1996. Ọ debara aha na Command Day Secondary School Enugu, ma mechaa gafee na Federal Government College Enugu na 1999 ka ọ gụchaa akwụkwọ sekọndrị. 

Daniel chọsiri ike ọzụzụ ịbụ onye na-anya ụgbọ elu, ebe ọ nwere ndị ọkwọ ụgbọ elu atọ bụ ihe nlereanya n'ime ezinụlọ ya: nna nna ya, onye bụbu Chief of Air Staff, (Late) Air Marshal Ibrahim Alfa, na nwanne nna ya atọ - Squadron Leader John Chukwu, Air Vice -Marshal Chris Chukwu, na Shu'aibu Alfa (onye na-anya ụgbọelu). [11] Olileanya Daniel lụrụ afọ n'ala mgbe a chọpụtara na ọ na-arịa ọrịa anya bụmyopia (ịhụ ụzọ mgbe ihe dị nso) ma gwa ya na ọ ga-esiri ya ike imezu nrọ ya site ihi ọrịa anya a. [11] N'oge a nna ya kwagara Port Harcourt, Rivers State na South-south Nigeria, ebe nne ya kwagara Federal Capital Territory (FCT) Abuja, na ọrụ mba dị iche ọ nwere. O wee nweta nnabata na Mahadum Nnamdi Azikiwe Awka, na steeti Anambra n'afọ 2004 ka ọ gụọ Applied Biochemistry. [12]

Na Nọvemba 2004, ndụ Daniel gbanwere nke ọma ka nna ya nwụnahụrụ ya n'ihe mberede ụgbọ ala dị egwu na ịbụ nwa mbụ, ọ ghaghị itolite . N'afọ 2005, ezinaụlọ ya kwagara Abuja ka nna ya nwụsịrị na Port Harcourt ebe agụmakwụkwọ ya gara n'ihu na mahadum Nnamdi Azikiwe bụ ebe ọ malitekwara ọrụ nke ngosi. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum na 2009 wee jikwaa azụmahịa nwanne nna ya bụ Twinkles Catering Service, ebe iri nri na Gusau, Zamfara State n' ọnwa anọ. 

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Daniel malitere ọrụ nlereanya ya mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ, na-eme mkpọsa ozi telivishọn ụfọdụ nke Zandas Cosmetics. N'afọ 2009 ka o si mahadum lọta Abuja, o so na ihe ngosi ole na ole gụnyere Abuja Moroccan Fashion Show . Mgbe otu n'ime ihe ngosi ahụ gasịrị, onye ukwu n'ihe nlereanya bụ Steiner Eunice Opara, dọkpụrụ Daniel onye n'enweghị mmasị ime ihe nkiri gaa na ngosi ihe nkiri. Nkà Daniel masịrị ndị nduzi bụ- Kabat Esosa Egbon na Tola Balogun ma ha nye ya ọrụ izizi mbụ ya na usoro ihe nkiri Television All About Us . [11]

N'abalị ise nke ọnwa Maachị , afọ 2016, Daniel ritere Awọd nke omee nwoke kacha mma n'(Ejije) [3] na Africa Magic Viewers' Choice Awards (AMVCA) mbipụta afọ 2016, maka agwa ya na ngosipụta nkpali nke gbasara agha Naijiria na A Soldier's Story . [13] N'otu afọ ahụ, Daniel nwetakwara ihe nrite 12th Africa Movie Academy Awards maka onye na- eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ onye ndu maka otu ihe nkiri ahụ. [14]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe omume Ihe nrite onye nnata Nsonaazụ Ref
2014 City People Awards Ihe nkiri ọhụrụ kacha mma nke afọ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Ihe nrite Nollywood kacha mma (BON) Mkpughe nke Afọ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2016 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ihe nkiri style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
12th Africa Movie Academy Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Golden Movie Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Nigeria Entertainment Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2017 Ihe nrite Nollywood kacha mma Kiss kacha mma na ihe nkiri style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [15]
2018 Zulu African Film Academy Awards Onye na-akwado ihe nkiri kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [16]
2020 2020 kacha mma nke Nollywood Awards Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma n'ọrụ ndu - Bekee style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [17]

Fiịmografịị[dezie | dezie ebe o si]

Nkenye Ọrụ nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Year Title Role Director Notes
2010 Ladies' Men Bernard Afam Okereke Feature Film
The Child Oviawe Izu Ojukwu Feature Film (Amstel Malta Box Office Produced Film)
Under 1 and 2 Dave Nonso Emekaekwue Feature Film
Sarah’s Choice Sub-lead Mak Kusare Feature Film (Produced by the BBC)
2012 Paint My Life/Tempest Friday Tchidi Chikere Feature Film
Lions of 76 Corporal Obi Izu Ojukwu Feature Film
2013 Book of Magic Obinna Nonso Ekene-Okonkwo Feature Film
Spirit Girl Obinna Nonso Ekene-Okonkwo Feature Film
2014 Matchmaker Opie Solomon McAuley Feature Film (MNet-Afriwood Production)
Girl Pita Solomon McAuley Feature Film (MNet-Afriwood Production)
I'm Audrey Esosa Alex Mouth Feature Film (MNet-Afriwood Production)
Mummy Dearest Chijioke Chinda Willis Ikedum Feature Film (Released in 2015)
Almost Perfect Major Desmond Elliot Feature Film (Yet to be released)
A Long Night (2014) Jude Desmond Elliot Feature Film (Yet to be released)
Same Difference Sam Ehizojie Ojeshobolo Feature Film
Devil in Red Bryan Okorie Chucks-John Ejiofor Feature Film
Bambitious Jerry Braide Okechukwu Oku Feature Film
Fearless Lions Ebube Vincent D Anointed Feature Film
Chimobi (The Only Son) Chimobi Emeka Nnakihe Feature Film
2015 Dise’s Secrets Tony Jay Franklyn Jituboh/Chris Odeh Ebonylife TV Original Film
Amiable Dave Stanlee Ohikhuare Feature Film
A Soldier's Story Bossman Frankie Ogar Produced by Martin Gbados
Perfectly Flawed Lead Role Chris Eneng Africa Magic Original Film
2016 Schemers Sub-Lead Gbenga Salu Produced by Grace Edwin Okon
For the Wrong Reasons Sub-Lead Role Elvis Chuks An Elvis Chuks Production
Obsessed Lead Role Dabbie Chimere Featuring Daniella Okeke, Mercy Ima Macjoe and Jorge Blaq.
The Flute Boy Lead Amaechi Ukeje Produced by Demek Movies
The Brotherhood Lead Role Prince Emeka Ani A Chez Movies Production
What Goes Around Lead Sadiq Sule Produced by Sadiq Sule
Icheke Oku Prince Agunannya Emeka Amakeze An Igbo Language Film
Awele My Love Lead Victor Okoli Produced by Kelechi Onwuchekwa
Brother's Love Lead Ben Emeh An Uzo Sele Production
Chidera Prince Henry Mgbemele An Igbo Language Film, Produced by Coruma Movies
'76 Corporal Obi Izu Ojukwu 2017 AMVCA Film of the Year
Eye of Love Chukwudinigbo Ugezu J Ugezu Produced by Trust in God Productions
Oloibiri Lieutenant Yisa Curtis Graham Produced by Rogers Ofime
2017 Saved by Love Ezinne Ifeanyi Azodoh Produced by Great Films
A Day Outside Lead Ilochi Olisaemeka Produced by Happy Julian
Heavy in the Game Lead Evans Osigwe Produced by Evans Osigwe
Scorned Bosun Tokunbo Ahmed/Asurf Oluseyi Produced by Tokunbo Ahmed and Chris Martin
Broken Reed Lead Kabat Esosa Egbon Produced by Daniel Imasuen
The Guardian Smoke Kabat Esosa Egbon A Divine Images Production
Black Widow Jide Chibuike Ike Produced by Chibuike Ike
Hell or High Water Sub-Lead Asurf Oluseyi A TIERS Production
2018 Mummy Dearest 2 Lead Willis Ikedum
Talking Dolls Lead Sukie Oduwole Produced by Marc Adebesin
After Dark Sub-Lead Chris Eneaji IrokoTV
Low Lifes and High hopes Sub-Lead Bright Osafamwen A Frankie Ogar Production
2019 The Wedding Gown Lead Edward Uka Produced by UcheNnanna
The Fugitive Lead Andy Boyo
The Oblivion Lead Ndave Njoku Produced by Colette Nwadike
The Clash Lead Goodnews Isika An IrokoTV Production
Let Karma Lead Biodun Stephen Produced by Aisha Mohammed
2020 Akpe Sub-Lead Toka Mcbarbor Produced by Ushbebe
A Soldier's Story 2 - Return from the Dead Lead role as Bossman Frankie Ogar Feature film

Ọrụ telivishọn[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Onye nduzi Ihe ndetu
2010 My Treasure Ndu Livinus Otteh Ihe nkiri Igwe onyonyo
2011 Away from Home Ndu Wonder Obasi Ihe nkiri Igwe onyonyo
2013 Car Hire Kola Sweeny Frankie Ogar EbonyLife TV Series
2015 Pulse William Paul Igwe Ihe nkiri Igwe onyonyo
2016 How to Die in an African Home Papa Daniel K Daniel Usoro Weebụ na-egosi Etinosa Idemudia
2017 Professor John Bull Kpakpando ọbịa Chidi Chikere Ihe nkiri TV (nke Globacom mepụtara)
2017 <i id="mwAoc">Tinsel</i> Kpakpando ọbịa Africa Magic Series Ihe nkiri Igwe onyonyo

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Daniel K Daniel, Tope Tedela, Linda Ejiofor star in upcoming film (en-US). Pulse Nigeria (2015-06-01). Retrieved on 2020-08-27.
  2. A Soldier’s Story – Featuring Linda Ejiofor, Tope Tedela, Adesua Etomi, Daniel K Daniel (en-GB). Pride Magazine Nigeria (2015-10-10). Retrieved on 2020-08-27.
  3. 3.0 3.1 "AMVCA 2016: Check Out Complete List of Winners", YeYePikin.com. Retrieved on 7 March 2016.
  4. Rita Dominic, Ramsey Nouah, Daniel K Daniel attend "76" premiere (en-US). Pulse Nigeria (2016-10-16). Retrieved on 2020-08-27.
  5. nollywoodreinvented (2020-03-23). '76 (en-US). Nollywood Reinvented. Retrieved on 2020-08-27.
  6. ‘76 the Movie - a story of love, honour and bullets' (en-US). Businessday NG (2016-06-23). Retrieved on 2020-08-27.
  7. Kenechukwu (2016-11-20). 76: The Greatest Nigerian Movie Ever! (en). Medium. Retrieved on 2020-08-27.
  8. "Acting 1976 Military Coup was Memorable - DKD", 360nobs, 4 July 2015. Retrieved on 30 May 2017.
  9. "Liz Benson is Mummy Dearest", 360nobs, 24 June 2015. Retrieved on 30 May 2017.
  10. "Federal Government Says No Plan To Sack PHCN Workers", NTA News 24, 30 April 2013. Retrieved on 15 May 2015.
  11. 11.0 11.1 11.2 11.3 "Men who think I’m gay ask me out –Daniel K. Daniel", Punch Newspapers, 4 April 2015. Retrieved on 15 May 2015.
  12. "5 Minutes with Daniel K. Daniel", Guardian Life Magazine, 31 July 2017. Retrieved on 30 May 2017.
  13. "Full list of nominees for AMVCA 2016", The NET NG, 12 December 2015. Retrieved on 5 February 2016.
  14. "AMAA 2016: Full List Of Winners", Vanguard Newspapers. Retrieved on 7 October 2017.
  15. BON Awards 2017: Kannywood’s Ali Nuhu receives Special Recognition Award (en). Daily Trust (2017-11-23). Retrieved on 2021-10-07.
  16. "Two years after, Ini Edo emerges winner of ZAFAA Best Actress award", NaijaLiveTV, 16 June 2018. Retrieved on 18 February 2020.
  17. Behold hot steppers and winners at BON awards 2020 (en-US). Vanguard News (2020-12-12). Retrieved on 2021-10-11.