Daniel Nathaniel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Daniel Nathaniel
BornÀtụ:Birth-date and age
NationalityNigerian
OccupationMen volleyball player

Daniel Nathaniel (amụrụ na mkpụrụ ụbọchi iri na anọ na ọnwa Julaị n'afọ 1992) bụ nwoke onye Naijiria nke na-agba egwuruegwu volleyball onye gbara ndị otu egwuruegwu Sunshine Spikers nke Akure nakwa ndị Nigeria Men's national volleyball team.[1][2]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ n'ihe gbasara Igwe ọkụ eletrik nke bụ Electrical Electronic Engineering onye na-egwuri egwu dị ka onye nhazi na otu Naịjirịa Sunshine Spikers volley bọọlụ, Akure na Ondo Steeti. Daniel gbakwara ndi otu nwoke volley bọọlụ nke otu "A" nke Nigeria Men's national volleyball team.[3]

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onyeisi ndị otu egwuregwu nke ndi nwoke akpọrọ Naijiria Mens National Volleyball.[4] Daniel Nathaniel so n'ime ndị otu meriri National Division One Volleyball League na Bauchi n'afọ 2019.[5]

Ọ bụkwa otu n'ime ndị otu meriri n'afọ 2022 nke Regional Unity Invitational Challenge Cup na Kwara Steeti, merie New Waves nke Ogun Steeti na asọmpi ahụ.[6] Otu n'ime nnukwu ihe ndị ọ rụzuru bụ iduzi ndị otu volleybọọlụ ụmụ nwoke Naijiria na egwuregwu Afrịka nke afọ 2019 na Morocco.[7]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Daniel Nathaniel » indoor tournaments : (en). Volleybox. Retrieved on 2023-03-02.
  2. Abdallah Names 12-man Squad For 2021 African Nations Volleyball Championship (en-GB). Best Choice Sports (2021-09-03). Retrieved on 2023-03-02.
  3. Kuti (2020-05-31). Leading Nigeria to the 2019 AG was an honour - Daniel Nathaniel (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-02. Retrieved on 2023-03-02.
  4. Saliu (2019-05-17). Nigeria’s men’s volleyball team set for AAG qualifier in Abidjan (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2023-03-02.
  5. Sunshine Spikers, Super Force win Division One Volleyball League (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-10-28). Retrieved on 2023-03-02.
  6. Kuti (2022-01-15). Sunshine Spikers, Plateau Rocks win Regional Unity Cup (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-02. Retrieved on 2023-03-02.
  7. Moseph (2019-05-22). Zone 3 Volleyball: Nigeria qualify for 2019 All Africa Games (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-02. Retrieved on 2023-03-02.