Jump to content

Darius Mutamba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Darius Mutamba
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereDarius Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya27 Disemba 1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie

Darius Mutamba bụ onye na-ese ihe ọhụụ si mba Zimbabwe.[1]

Darius bụ onye nta akụkọ nke rụrụ ọrụ dị ka onye na-ese foto maka akwụkwọ akụkọ obodo Daily News, Daily News on Sunday, na The Weekend Post . Ọ na-arụkwa ọrụ dị ka onye enyemaka mmepụta maka The Financial Gazette .

Esemokwu[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Juun afọ 2016 Mutamba haziri ihe ngosi foto na-ese okwu na Harare nke akpọrọ Object of Desire nke lekwasịrị anya n'ụdị mmadụ gba ọtọ. N'ịkwado ọrụ ya, ọ na-ekwu na ịgba ọtọ na-egosipụta "ihe anyị na-ahụkarị na nke zuru ụwa ọnụ dị ka ụmụ mmadụ".[2][3][4][5][6] N'afọ 2014, e gosipụtara ọrụ ya Silent Voices, nchịkọta foto ojii na nke ọcha iri na ise na akwa na-egosi ụmụaka mba Zimbabwe, na Harare International Festival of the Arts .[7]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Darius Mutamba's Profile on Talenthouse. Talenthouse. Archived from the original on 2020-02-05. Retrieved on 2020-02-05.
  2. Nyavaya (June 12, 2016). Another nudity exhibition on the cards: Mutamba. thestandard.co.zw.
  3. Artist celebrates the beauty of life. Zimbabwe Broadcasting Corporation (June 2, 2016). Archived from the original on August 22, 2016. Retrieved on June 12, 2022.
  4. Muguwu (May 16, 2016). Exhibition puts spotlight on nudity. The Zimbabwe Star. Archived from the original on November 9, 2017. Retrieved on June 12, 2022.
  5. ANTONIO (June 3, 2016). Chirikure opens nudity exhibition. newsday.co.zw.
  6. Tafirenyika (February 16, 2015). Daily News barred from taking Grace pictures. dailynews.co.zw. Archived from the original on November 16, 2017. Retrieved on June 12, 2022.
  7. Karengezeka (May 5, 2014). Student exhibits at Hifa. The Herald.