Dastan Kasmamytov

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dastan Kasmamytov
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKyrgyzstan Dezie
aha n'asụsụ obodoДастан Касмамытов Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1991 Dezie
Ebe ọmụmụBishkek Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaKyrgyz, German, Bekee, Norwegian Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye na-akwado ikike LGTI, mountaineer, software developer Dezie
ebe agụmakwụkwọPierce College, American University of Central Asia, Oslo Metropolitan University, Free University Berlin Dezie
ụdị egwuregwumountaineering Dezie
Dastan Kasmamytov
BornÀtụ:Birth based on age as of date
NationalityKyrgyz
EducationOslo/ Norway, Berlin/ Germany

Dastan Kasmamytov ma ọ bụ Danik (amụrụ n'afọ 1991 ma ọ bụ 1992), bụ onye na-ahụ maka ikike LGBTIQ na Kyrgyz.

Kasmamytov bụ onye otu kọmitii na-eduzi Global Forum on MSM & HIV na Eurasian Coalition on Male Health, onye otu Labrys, onye guzobere Bishkek Feminist Collective SQ, na onye nhazi maka Kyrgyz Indigo, LGBTIQ Initiative na Youth Initiative.

Kasmamytov gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Metropolitan dị na Oslo (Norway), Mahadum Free dị na Berlin (Germany), Mahadim America dị na Central Asia (Kyrgyzstan), Pierce College (USA).[1]

Kasmamytov pụtara na nzukọ ndị nta akụkọ na akụkọ Human Rights Watch banyere ime ihe ike ndị uwe ojii megide nwoke ndị na-edina nwoke na ndị na-edina nwoke na Kyrgyzstan. Ọ, n'ihi ịpụta na ọrụ ya, natara ọtụtụ egwu ọnwụ.

Kasmamytov bi ma na-amụ ihe ugbu a na Europe.[2]

Kasmamytov si Central Asia gaa Germany wee guzobe Pink Summits, mkpọsa iji merie 7 Summits maka ọdịdị LGBT.[1][3][4][5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ikike LGBT na Kyrgyzstan

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. 1.0 1.1 Team (en-US). Pink Summits. Retrieved on 2019-12-30.
  2. Contact | Unicorns in Tech (en-US). www.unicornsintech.com. Archived from the original on 2017-12-12. Retrieved on 2017-12-11.
  3. Scaling Mountains To Battle Homophobia (en-GB). DADDY Magazine. Retrieved on 2019-12-30.
  4. KYRGYZSTAN: REACHING NEW HEIGHTS IN LGBTI RIGHTS (en-US). World Wide Wave (2019-08-31). Retrieved on 2019-12-30.
  5. mmoneymaker (2019-07-26). Conquering Summits and Negative Stereotypes (en). Global LGBT Human Rights. Archived from the original on 2019-12-30. Retrieved on 2019-12-30.

Ịgụ ihe ọzọ[dezie | dezie ebe o si]