David Fowler (onye na-ahụ maka ahụike)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
David Fowler (onye na-ahụ maka ahụike)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereDavid Dezie
aha ezinụlọ yaFowler Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jụn 1950 Dezie
Ọrụ ọ na-arụphysicist Dezie
Onye òtù nkeRoyal Society, Royal Society of Edinburgh Dezie
Ihe nriteFellow of the Royal Society, Commander of the Order of the British Empire Dezie
webụsaịtịhttps://www.ceh.ac.uk/staff/david-fowler Dezie

David Fowler, CBE, FRS (amụrụ n'ubochi mbu n'ọnwa Juun n'afọ 1950) bụ ónyé British environmental physicist, a ghọtara dị ka ónyé nwéré ikike na mmetọ ikuku.[1][2][3] Ọ bụ ọkachamara na micrometeorology, mgbanwe ala na ikuku nke gas na ụmụ irighiri ihe, na mmetụta nke mmetọ na ahịhịa.[4]

Agụmakwụkwọ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Fowler nwetara B.Sc. na physics gburugburu ebe obibi na Mahadum Nottingham n'afọ 1972, Ph.D. sochiri ya n'otu mahadum ahụ n'afọ 1976, tupu ọ kwaga Institute of Terrestrial Ecology na Edinburgh (nke e mechara tinye na Centre for Ecology & Hydrology), ébé ọ nọrọ afọ iri anọ sochirinụ nke ọrụ ya. O dere ihe dị ka akwụkwọ narị abụọ na iri ise ndị ọgbọ nyochara.[5][6]

Ọrụ iwu[dezie | dezie ebe o si]

Ewezuga nyocha sayensị, Fowler arụwokwa ọrụ na itinye sayensị ikuku na iwu ọha na eze na UK na Europe.[5] Ọ bụ ónyé otu kọmitii sayensị iri na abụọ, gụnyere Royal Society Global Environmental Research Committee (nke ọ bụ onyeisi óche kemgbe afọ 2011), na Air Quality Expert Group, nkè ọ bụ ónyé otu ad-hoc.[7]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Fowler ghọrọ prọfesọ nsọpụrụ nke Mahadum Nottingham n'afọ 1991, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Fellow nke Royal Society of Edinburgh n'afọ 1999, na Fellow nke Real Society of London n'afọ 2002. E nyèrè ya CBE n'afọ 2005 màkà ọrụ na sayensị ikuku.[5]

Akwụkwọ ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Fowler, Prof. David. Who's Who. DOI:10.1093/ww/9780199540884.013.U43460. Retrieved on 19 March 2022.
  2. World authority on air pollution retires after 42-year career at Centre for Ecology & Hydrology. Centre for Ecology & Hydrology. Archived from the original on 11 February 2022. Retrieved on 11 February 2022.
  3. Rudgard. "Net zero policies could create new pollution risks, warns Royal Society", The Telegraph, 3 November 2021. Retrieved on 11 February 2022.
  4. David Fowler: Biography. The Royal Society. The Royal Society. Retrieved on 11 February 2022.
  5. 5.0 5.1 5.2 Professor David Fowler: Professional Summary. UK Centre for Ecology and Hydrology. Retrieved on 11 February 2022.
  6. David Fowler. Google Scholar. Archived from the original on 12 February 2022. Retrieved on 11 February 2022.
  7. About the Air Quality Expert Group. gov.uk. Department for Environment Food & Rural Affairs. Retrieved on 11 January 2022.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website