David Kwaku Ziga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
David Kwaku Ziga
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereDavid Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Eprel 1922 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the 2nd Parliament of the 1st Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọAchimota School Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie

''Mkpúrù èdè íkeDavid Kwaku Ziga bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na ọkpụite. Ọ bụ onye omeiwu maka mpaghara Afadzato site n'afọ 1965 ruo afọ 1966, ọ bụkwa onye na-elekọta Ọrụ Ziga Pottery na Ceramịk .

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ziga na mkpụrụ ụbọchị 20 n'ọnwa Eprel nke afọ 1922 na Have Etoe na Afadzato South District, Volta Region.[1] Ọ gụrụ akwụkwọ na Agate E. P. Prịmarị Skọọl na E. P. Middle School na Kpando .[1] O mechara gaa Achimota College iji mụọ Nka na Ọrụ aka site n'afọ 1940 ruo afọ 1944.[1][2] N'afọ 1952, o ritere akwụkwọ agụmakwụkwọ gọọmentị iji mụọ ihe omume ite na ụrọ nke afọ abụọ (2) na North Staffordshire Technical College (nke bụzi Mahadum Staffordshire).[3]

Ọrụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

E nyere Ziga aka na ike okpuru ọchịchị Middle School na Akwatia ebe o guzobere otu ite na ụrọ n'etiti afọ 1946 n'ọnwa Julaị 1948.[1][4] Site na Ọgọọst nke afọ 1948 ruo afọ 1951 ọ kụziri na Achimota College. Mgbe ọ rusiri ọrụ dị ka onye nkuzi na Achimota College, ọ tọrọ ntọala ụlọ ọrụ ite na ụrọ na Ve Koloenu n'afọ 1951.[4]

Ziga ghọrọ onye omeiwu maka mpaghara Afadzato site n'ọnwa Juun n'afọ 1965 ruo mgbe a kwaturu ọchịchị Nkrumah n'ọnwa Febụwarị nke afọ 1966.[5][6]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ihe omume ntụrụndụ ya gụnyere Iawn tennis na ọdịmma ọha na eze.[7]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 (1966) "Ghana Year Book 1966". Ghana Year Book. 
  2. (1975) "West Africa, Issues 3028–3052". 
  3. (1961) "Prologue Quarterly: Problems of Independence and Amity of Nations, Volume 5, Issues 1–2". Prologue Quarterly: Problems of Independence and Amity of Nations. 
  4. 4.0 4.1 (1966) "Ghana Year Book 1966". Ghana Year Book. 
  5. (1965) "Parliamentary Debates; Official Report, Part 2". Parliamentary Debates. 
  6. (1966) "Ghana Year Book 1966". Ghana Year Book. 
  7. (1966) "Ghana Year Book 1966". Ghana Year Book.