David Mbah
Ọdịdị
David Mbah
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | David |
| Ọrụ ọ na-arụ | academic, injinia |
| Onye were ọrụ | University of Lagos |
David Mbah bụ prọfesọ nke Injinia igwe na Mahadum Lagos . Ọ bụ onye otu Nigerian Academy of Science bụ onye a họpụtara n'ime Academy's Fellowship na Nzukọ Ezumezu ya kwa afọ nke e mere na Jenụwarị, 2015.[1]'afọ 2010, o ritere Ihe nrite Ludwig Mond maka onyinye pụrụ iche o nyere n'ọhịa Injinia.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ NAS holds public lecture induction of fellows. nas.org.ng. Archived from the original on July 8, 2015. Retrieved on July 13, 2015.