David Swanson
Ọdịdị
David Swanson
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | David |
| Aha ezinụlọ ya | Swanson |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1969 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ |
| Ebe agụmakwụkwọ | St. Cloud State University, University of Virginia |
| Ihe nrite | US Peace Prize |
| Webụsaịtị | https://davidswanson.org |
David Swanson (Amụrụ n'afọ 1969) bụ onye America na-emegide agha, onye na-ede blọgụ na onye edemede. Ọ bi na Virginia ugbu a ma bụrụ onye isi nchịkwa nke World Beyond War .
Swanson nwetara nzere Master of Philosophy na Mahadum Virginia n'afọ 1997.[1]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bloggers. Democrats.com. Archived from the original on 2011-09-04. Retrieved on 31 Aug 2011.