Debo Adeyewa
Ọdịdị
Debo Adeyewa
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun |
| Ọrụ ọ na-arụ | academic, administrator, author |
| Onye were ọrụ | Redeemer's University |
| Ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University |
Debo Adeyewa bụ onye Naijiria nọ na orụ akwụkwọ, onye nchịkwa na onye ode akwụkwọ. Ọ bụbu osote onye isi oche nke Redeemer's University Nigeria . Ọ gbara mbọ nkwaga Mahadum ahụ na ebe ọ nọ ugbu a. [1]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Redeemer's University VC, Debo Adeyewa, reveals lasting solution to ASUU strike'. dailypost.ng (25 August 2017). Retrieved on 28 November 2017.