Deborah Fraser (singer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Deborah Fraser (singer)
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha n'asụsụ obodoDeborah Fraser Dezie
Aha enyereDeborah Dezie
aha ezinụlọ yaFraser Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Jụn 1965 Dezie
Ebe ọmụmụKwaMashu Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya15 Mee 2022 Dezie
Ebe ọ nwụrụChris Hani Baragwanath Hospital Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụọrịa strok Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1985 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2022 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịgospel music Dezie

  on

Deborah Fraser (amụrụ n'abalị iteghtete nke ọnwa June n'afọ 1965 ruo abali iri na ise nke ọnwa ọnwa May afọ 2022) bụ onye South Africa na-agụ egwu ozioma.[1][2][3] Ọ malitere ọrụ ya n'afọ 1985 dị ka onye na-akwado egwu, ma dekọọ abọm nke ya n'afọ 2000, nke akpọrọ Abanye bayombona, nke nwere ihe ịga nke ọma n'ahịa ma ree ihe karịrị otu nde na South Africa.

Abọm studio nke iri nke Fraser bụ Uhambo (2016),otu egwu kporo ọkụ e mepụtara bụ "Ngeke ngiyeke ukuthandaza".[4]

O ritere ihe nrite SABC Crown Gospel Music nke mbụ na ngalaba Best Female Artist, n'a ngunye onyinye ndị ọzọ bu ihe nrite SAMA nke egwu ozioma kacha mma, awọd Metro maka egwu bozioma kacha mma, na Kora maka onye egwu ozioma kacha mma.[5][6][7]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1984, Fraser kwagara Johannesburg wee rụọ ọrụ dị ka onye na-akwado ụda olu nyere Ladysmith Black Mambazo, Lucky Dube, Brenda Fassie, Rebecca Malope, Hugh Masekela, Jonas Gwangwa. [8]

N'afọ 2000, ewepụtara abọm studio mbụ ya bụ Abanye Bayombona .[8] N'ịgbaso ihe ịga nke ọma nke abọm mbụ ya, Universal Music bịanyere aka na ya.[8]

Na onwa Septemba afọ 2008, ọ rụrụ ọrụ dị ka ndị ikpe na Shine gospel show.[9]

N'ọnwa Eprel afọ 2010, Fraser mere ihe nkiri mbụ ya na usoro ihe nkiri, Hola Mpinji! na-arụ ọrụ Ebony .[10]

Na emume nke iri abụọ na atọ nke South African Music Awards, a họpụtara abọm ya bụ Uhambo maka Best Traditional Faith Album.

N'abalị iri na abụọ nke ọnwa Eprel afọ 2019, ewepụtara abọm studio ya OkaJehova Akanqotshwa .[11]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Fraser lụrụ pastọ si Naijiria bụ Sockey Okeke.[12] N'ọnwa Ọktọba afọ 2021, Trinity International Bible University nyere Fraser asambodo nkwanye ùgwù na doctorate nke nkà ihe ọmụma n'ihi egwu.[8][13]

Ọ nwụrụ n'abali iri na ise nke onw Mee 2022 mgbe ọ dị afọ iri ise na isii, na Chris Hani Baragwanath Academic Hospital, mgbe ọ riasiri sịrị ọrịa strok.[14]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

Albọm Studio[dezie | dezie ebe o si]

Ndepụta nke abọm studio
Aha Nkọwapụta abọm
Bring Mr Back My Love (Hot Soul singers) A tọhapụrụ ya: 1987
Rhythm on Fire A tọhapụrụ ya: 1990
Umagubane (Chicco Twala production) A tọhapụrụ ya: 1997
Mbulali Wami (ya na Maria le Maria) A tọhapụrụ ya: 1999
Abanye Bayombona A tọhapụrụ ya: 2000
Amụrụ Ọzọ A tọhapụrụ ya: 2001
Udlalile Ngabantu A tọhapụrụ ya: 2003
Ngikuxolele A tọhapụrụ ya: 2004
Giloria A tọhapụrụ ya: 2005
Isililo A tọhapụrụ ya: 2007
Umsamaria A tọhapụrụ ya: 2008
Deborah Live A tọhapụrụ ya: 2009
Uthando A tọhapụrụ ya: 2009
Awunasabelo A tọhapụrụ ya: 2010
Umqhele
  • A tọhapụrụ ya: 2013
  • Format: digital download, CD
Ekele
  • A tọhapụrụ ya: 2015
  • Format: digital download, CD
Uhambo A tọhapụrụ ya: 2016
OkaJehova Akanqotshwa
  • A tọhapụrụ ya: 2019
  • Format: digital download, CD

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Deborah Fraser. sampra. Archived from the original on 2021-02-28. Retrieved on 2022-06-08.
  2. Tiffany Akwasi (24 September 2019). Deborah Fraser biography: age, family, songs, albums, and Instagram. briefly.co.za.
  3. Molosankwe. BREAKING | Gospel singer Deborah Fraser dies after short illness (en-US). News24. Retrieved on 2022-05-15.
  4. Hubby bashes gospel singer. Sowetan (5 August 2008). Archived from the original on 2008-09-20. Retrieved on 2009-04-16.
  5. Mojapelo (2008). Beyond Memory: Recording the history, moments and memories of South African music. African Minds. ISBN 978-1-920299-28-6. 
  6. "Fraser gives thanks for fame", Tonight, Independent News and Media, 13 December 2005. Retrieved on 2009-04-16.
  7. "Best artists in Africa named", News24, 13 December 2004. Retrieved on 2009-04-16.
  8. 8.0 8.1 8.2 8.3 Dayile. "Deborah Fraser honoured with a Doctor of Philosophy in Sacred Music | Drum", Drum, 2021-11-04. Retrieved on 2022-05-15.
  9. Two wannabes kicked out of gospel show. SowetanLIVE (2007-09-09). Retrieved on 2022-05-20.
  10. Hola Mpinji! | Starring Cast | TVSA. TVSA. Retrieved on 2022-05-20.
  11. Listen to Deborah Fraser's new album, OkaJehova Akanqotshwa | JustNje. JustNje (12 April 2019). Archived from the original on 16 August 2022. Retrieved on 8 June 2022.
  12. Deborah Fraser Complete Biography | Married | MyBioHub. mybiohub.com (20 October 2016).
  13. Gospel Singer, Deborah Fraser Bags Ph.D Degree (en-US). ZAtunes (2021-10-31). Retrieved on 2021-11-15.
  14. Bambalele (2022-05-15). Award-winning gospel singer Deborah Fraser dies. SowetanLIVE. Retrieved on 2022-05-15.

Njikọ Mpụga[dezie | dezie ebe o si]