Democracy Realized

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Democracy Realized
ọrụ edemede
na-esochiWhat Should Legal Analysis Become? Dezie
ndị sotereThe Future of American Progressivism Dezie
Odee akwụkwọRoberto Mangabeira Unger Dezie
mba osiNjikota Obodo Amerika Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta1998 Dezie


Democracy Realized: The Progressive Alternative bụ akwụkwọ edere n’afo Otu Puku nari itolu iri itolu na asato (1998) nke onye ọkà ihe ọmụma na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bù Roberto Mangabeira Unger dere. N'ime akwụkwọ ahụ, Unger setịpụrụ usoro ihe omume nke "nnwale ọchịchị onye kwuo uche ya" nke na-ama aka ma na'agbagha nkwekọrịta neoliberal na enwere ụzọ ole na ole maka mgbanwe na usoro ọchịchị aka ike na ahịa.

Nchịkọta[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]