Diana Gandega
Ọdịdị
Diana Gandega
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | France, Mali, Senegal |
| Obodo maka egwuregwu | Mali |
| Aha enyere | Diana |
| Aha ezinụlọ ya | Gandega |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Jụn 1983 |
| Ebe ọmụmụ | Paris |
| Nwanne | Touty Gandega |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | small forward |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Diana Gandega (amụrụ na abalị abụọ, na ọnwa nke isii, na afọ 1983 na Paris) bụ onye France-Malian na-agba bọọlụ basketball ụmụ nwanyị. Gandega sonyere Mali na afọ 2008 Summer Olympics, ebe o nwetara akara 15 na egwuregwu 5, gụnyere akara 8 na egwuregwu mbụ, mmeri 4 na New Zealand. Nwanne ya nwanyị nke obere Touty Gandega bụkwa onye na-egwu basketball.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Touty et Diana, deux championnes chez les Gandega 23 Sept 2010 "Elles sont sœurs, elles sont basketteuses et elles sont vice-championnes continentales, en Afrique pour l'aînée, en Europe (chez les juniors) pour la plus jeune."
Templeeti:Mali squad - 2009 FIBA Africa Championship for Women
