Touty Gandega
Ọdịdị
Touty Gandega
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | France, Mali |
| Obodo maka egwuregwu | Mali, France |
| Aha ezinụlọ ya | Gandega |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Jụn 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Paris |
| Nwanne | Diana Gandega |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | shooting guard |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Toulouse Métropole Basket |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Touty Gandega (amụrụ na abalị iri abụo na onwa nke isii, na afọ June, 1991) bụ onye France-Malian na-agba bọọlụ basketball ụmụ nwanyị maka Angers Basket 49. Touty bụ nwanne nwanyị Diana Gandega onye na-egwu basketball.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Touty Gandega at FIBA