Diana Yankey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Diana Yankey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereDiana Dezie
aha ezinụlọ yaYankey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Febụwarị 1967 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi100 metres hurdles Dezie
so na1988 Summer Olympics Dezie

Diana Yankey (n'ihe ụfọdụ "Dinah"; amụrụ na 2 Febụwarị na afọ 1967) bụ onye na-eme egwuregwu Ghana lara ezumike nká nke bụ ọkachamara na 100 mita hurdles. Ọ nọchitere anya mba ya na afo 1987 World Championships in Athletics na 1988 Summer Olympics. Ọ bụ onye mmeri ugboro abụọ na African Championships in Athletics ma were ọlaọcha na afọ 1987 All-Africa Games na afo 1988 African Championships na Athletics.

Egwuregwu mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:GHA
1987 All-Africa Games Nairobi, Kenya 2nd 100 m hurdles 12.73

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Diana Yankey at World Athletics
  • Dinah Yankey at Olympics at Sports-Reference.com (archived)