Dipo Doherty

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dipo Doherty
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, onye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Virginia Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Dipo Doherty bụ onye Naijiria na-ese ihe.[1][2]

Agụmakwụkwọ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na 1991, Dipo nwere Bsc. na Mechanical engineering na Mahadum Virginia.[3] Ọ gụsịrị Master's Degree na Integrated Design and Management na Massachusetts Institute of Technology .[4] Ọrụ ya na-adabere na geometry ohere

[nkọwa dị mkpa].[5]

Ihe nrite na ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara ya dị ka otu n'ime ndị na-eme ihe ngosi na ART X Lagos 2017.[6][7][8] Ọrụ ya so na ihe osise ndị e nyere na Arthouse's Affordable Art Auction maka ọrụ ebere na Lagos.[9] A họpụtara ya maka ngalaba Visual Art na The Future Awards Africa 2019.[10][11][12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Young Contemporaries - Rele Arts Foundation (en). Google Arts & Culture. Retrieved on 2020-09-05.
  2. A Nasty Boy Magazine's 'Creative Class of 2018' Highlights 40 African Creatives Who Are Disrupting the Status Quo (en). OkayAfrica (2017-10-16). Retrieved on 2020-09-05.
  3. Exhibitions Archives (en-US). Nike Art Gallery, Lagos >> West Africa's Largest Collection of Traditional & Contemporary Arts.. Archived from the original on 2022-07-07. Retrieved on 2020-09-05.
  4. Dipo Doherty Artwork for Sale at Online Auction | Dipo Doherty Biography & Info (en). invaluable.com. Retrieved on 2020-09-05.
  5. Artists (en). arthouse-foundation. Retrieved on 2020-09-05.
  6. BellaNaija.com (2017-09-27). 13 International Art Galleries, 60+ Artists from across Africa & the Diaspora! ART X Lagos announces Exhibitors, Artists & Sponsors for its 2017 Edition (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2020-09-05.
  7. Sponsor (2017-09-30). Art X Lagos announces participating exhibitors, artistes, and more for its 2017 edition » YNaija (en-GB). YNaija. Retrieved on 2020-09-05.
  8. Omoruyi (2017-11-03). Nigeria, Africa and beyond: What to expect at this year's clime-changing Art X Lagos » YNaija (en-GB). YNaija. Retrieved on 2020-09-05.
  9. Third affordable auction records 62 per cent. guardian.ng (25 March 2018). Retrieved on 2020-09-05.
  10. FULL LIST: Burna Boy, Timi Egbuson, Tolani Alli, Others Win Big At Future Africa Award. Channels Television. Retrieved on 2020-09-06.
  11. Editor (2019-11-25). The Future Awards Africa 2019: Check out full list of winners » YNaija (en-GB). YNaija. Retrieved on 2020-09-06.
  12. New dawn at work for arthouse artists (en-US) (23 April 2017). Retrieved on 2020-09-06.