Disemba 2010 Bọmbụ Abuja
Ọdịdị
Templeeti:Campaignbox Boko Haram insurgencybọmbụ a tụrụ na Disemba 2010 Abuja bụ mwakpo bọmbụ a wakporo Ogige ndị agha na mpụga Abuja, Naịjirịa, na 31 Disemba 2010. Mmadụ anọ nwụrụ, gụnyere nwanyị dị ime, na mmadụ 26 merụrụ ahụ; dị ka Minista na-ahụ maka nchekwa Adetokunbo Kayode si kwuo, ndị niile nwụrụ bụ ndị nkịtị, dị ka ọtụtụ n'ime ndị merụrụ ahu. Mwakpo ahu bu nke ugboro abuo na Abuja n'ime onwa ato, ma burukwa nke mbu mere ebe ndi agha bi nke mgbe a batara n'ochichi onwe kwuo uche ya n'afo 1999.[1]
- ↑ "Barracks bomb claims 4 on New Year's Eve", TimesLIVE, 1 January 2011. Retrieved on 27 June 2012.