Donatus Nwoga
Donatus Nwoga, na- afo 30 Julaị 1933 - 1991 bụ onye na-enyocha uri na prọfesọ nke akwụkwọ edemede Africa na M ahadum Naịjirịa, Nsukka .
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Nwoga bụ onye Mbaise na Imo Steeti, Naịjirịa. Ọ garakwara akwụkwọ nke sekọndịrị na St Brigid's School, Ahiara. [1]Nwoga gara akwụkwọ na Mahadum nke London nakwa Mahadum Queen's Belfast ebe ya na onye na-ede uri Seamus Heaney gara klas n'afọ 1950. [2] Nwoga bụ onye nchịkọta akụkọ nke magazin ụmụ akwụkwọ Gorgon ma eleghị anya bụrụ onye mbụ bipụtara ọrụ[3]. [4]N Heaney.[5][6]
Nnyocha
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ Nwoga na Romanus Egudu nyochara uri Igbo ma bipụta nchịkọta nke a tụgharịrị n'asụsụ Bekee. [7]Nwoga na Chinua Achebe kụziiri nkụzi na Faculty of Arts na Mahadum Naijiria, Nsukka.[8]
Ọ bụ onye otu gụnyere African Literature Association, International African Institute, Association for Commonwealth Language and Literature Studies, na The Folklore Society.[1]
Akwụkwọ ndị e bipụtara
[dezie | dezie ebe o si]Akwụkwọ Nwoga dere gunyere West African Verse, An Anthology, na Poetic Heritage: Igbo Traditional Verse, n'etiti akwụkwọ ndị ọzọ.[9][10]
Ọnwụ na ihe nketa
[dezie | dezie ebe o si]Na nsota ọnwụ Nwoga gasịrị na 1991, Heaney dere otuto nye ya nke akpọrọ "A Dog Was Crying Tonight in Wicklow Also".[11]
Institute of African Studies na Mahadum Naijiria, Nsukka, malitere Dictionary of Igbo Proverbs iji kwabyere Nwoga ugwu.[12]
- ↑ 1.0 1.1 Udo (2017-03-23). NWOGA, Prof. Donatus Ibe (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2020-06-11.
- ↑ Udo (2017-03-23). NWOGA, Prof. Donatus Ibe (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2020-06-11.
- ↑ Udo (2017-03-23). NWOGA, Prof. Donatus Ibe (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2020-06-11.
- ↑ Udo (2017-03-23). NWOGA, Prof. Donatus Ibe (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2020-06-11.
- ↑ Suhr-Sytsma (2017-07-10). Poetry, Print, and the Making of Postcolonial Literature (in en). Cambridge University Press. ISBN 978-1-107-16684-4.
- ↑ Hoy (September 2017). Ambassador's Blog: Letter from Nsukka (en). Department of Foreign Affairs and Trade. Retrieved on 2020-06-11.
- ↑ Fraser (1986-09-04). West African Poetry: A Critical History (in en). Cambridge University Press. ISBN 978-0-521-31223-3.
- ↑ Matzke (2006). Of Minstrelsy and Masks: The Legacy of Ezenwa-Ohaeto in Nigerian Writing (in en). Rodopi. ISBN 978-90-420-2168-6.
- ↑ Nwoga (1967). West African Verse: An Anthology (in en). Longmans.
- ↑ Egudu (1971). Poetic heritage: Igbo traditional verse (in en). Nwankwo-Ifejika.
- ↑ Innes (2013-11-26). "Africans and Ireland", in Lindfors: African Literatures and Beyond: A Florilegium (in en). Rodopi. ISBN 978-94-012-0989-2.
- ↑ Uzodinma (2013-04-27). Institute to launch dictionary of Igbo proverbs (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-06-11.