Dossi Sekonou Gloria Agueh
Ọdịdị
Dossi Sekonou Gloria Agueh
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Gloria |
| Aha ezinụlọ ya | Agueh |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, French |
| Ọrụ ọ na-arụ | artivist |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Webụsaịtị | https://rflgd.org/contact-2/ |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Dossi Sekonou Gloria Agueh bụ onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru ụmụ nwanyị na obodo Benin. Ọ bụ onye guzobere na onye isi oche nke Network of Women Leaders for Development (RFLD). [1]
N'afọ 2023, ọ natara onyinye nsọpụrụ site n’aka ndi Humanitarian Awards Global . [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Five West African Women’s Rights Activists You Should Know. Equality Now (August 11, 2021). Retrieved on 4 November 2023.
- ↑ HAG Announced 2023 Honorary Wardees (15 September 2023). Archived from the original on 4 November 2023. Retrieved on 4 November 2023.