Dressed to Kill (book)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Dressed to Kill (book)
ọrụ ederere
ahaDressed to Kill Dezie
ụdịna-abụghị akụkọ ifo Dezie
Odee akwụkwọSydney Ross Singer, Soma Grismaijer Dezie
ndị mbipụtaAvery Publishing Dezie
mba osiNjikota Obodo Amerika Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta1995 Dezie


Dressed to Kill bụ akwụkwọ edere n’afo Otu Puku nari iteghete iri iteghete na ise (1995) nke ndi odee akwukwo bù Sydney Ross Singer na Soma Grismaijer dere nke na-atụ aro njikọ dị n'etiti brassiere na ọrịa kansa ara. Dị ka ndị dere ya si kwuo, ọdịdị mgbochi nke brassiere na-egbochi usoro lymphatic, na'eduga n'ihe ize ndụ nke ọrịa kansa ara. Ndị ọkà mmụta sayensị na-ewere nkwupụta akwụkwọ ahụ dị ka ihe na'enweghị isi, ndị na -eme nchọpụta akatọwo usoro ndị dere ya dị iche iche dị na ezighị ezi.[1] Ndị isi ụlọ ọrụ ahụike gụnyere National Institutes of Health na American Cancer Society achọtaghị ihe akaebe na iyi brọsh na-eme ka ihe ize ndụ nke ọrịa kansa ara dịkwuo elu.[2][3]

  1. Elster. "Your bra could kill you—and other breast cancer myths busted", The Guardian, September 26, 2016.
  2. Disproven or Controversial Breast Cancer Risk Factors. American Cancer Society (September 6, 2017). Retrieved on 2018-07-16. “Internet and e-mail rumors and at least one book have suggested that bras cause breast cancer by obstructing lymph flow. There is no good scientific or clinical basis for this claim, and a 2014 study of more than 1,500 women found no association between wearing a bra and breast cancer risk.”
  3. Breast Cancer Information from MedlinePlus. Accessed July 10, 2008.