Jump to content

Dunni Olanrewaju

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dunni Olanrewaju
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoDunni Olanrewaju Dezie
Aha ọmụmụDunni Olanrewaju Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya2 Disemba 1960 Dezie
Ebe ọmụmụOyo state Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, evangelist, gospel singer, odee egwu Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Audio Dunni Olarewaju (a mụrụ n'ụbọchịnke 2 n'ọnwa Disemba, nke afọ 1960), nke a mara aha ya dịka "Opelope Anointing" bụ onye Naijiria na - agụ egwu ụka,na-ede egwu,ma bụrụkwa onye na - agbasa oziọma n'ihe onyonyo. [1] [2] [3]

Mbido ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Opelope Anointing na Akinyele, nke dị na okpuru ọchịchị ime obodo dị na Ọyọ Steeti, na Saụt-westen Naịjirịa n’ezinaụlọ ndị otu Kristi nke Isaiah nwụgoro anwụ na Deaconess Elizabeth Olaniyi. [4] Ọ gụrụ ụlọ akwụkwọ praịmarị ya n'otu obodo a na-akpọ Sannu tupu o mechaa gaa Elekuro Secondary Modern School na Ibadan, mana ọ hapụrụ ya gaa Ejigbo High School na Legos Steeti, bụ ebe o mechara kwụsị maka i lekwasị anya n'egwu ụka. [5] E wepụtara abọm mbụ ya nke akpọrọ Adun-Igbeyawo n'afọ 1998 mana ọ bụ onye a ma ama n'ihi aha egwu ahụ bụ Opelope Anointing, egwu o depụtara were gụọ n'otu ụbọchị. [6] O nwetara aha ya, "Opelope Anointing" site n'abọm a. [7] O hiwere abọm nke iri abuo ya n'ụbọchị nke 26 n’onwa iri nke afọ 2014,nke ndị bịara bụ ndị na-agụ egwu ụka na Naijiria dịka, Joseph Adebayo Adelakun, Tope Alabi, Bola Are na Funmi Aragbaye [8] N’afọ 2010, o guzobere “Opelope Anointing Foundation (OPAF), ihe enyemaka nke ndị ọrụ ebere, ndị na-abụghị ndị gọọmentị. [9]

Ndụ onwe

[dezie | dezie ebe o si]

N’ọnwa Mee afọ 2013, nwa ya nwaanyị bụ Ibironke lụrụ Olawunmi ma e mere agbamakwụkwọ ahụna Isolo dị na Legọs steeti . [10] Ndị ọbịa bịara ya bụ Bola Are, Funmi Aragbaye na Mega 99 bụ onye gụrụ egwu na mmemme ahụ. [11]

Ihe egwu

[dezie | dezie ebe o si]
  • Opelope Anointing (1998)

Nrụtụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. A. Opelope Anointing Set For Ado-Odo :: P.M. News Nigeria. Archived from the original on 2016-02-08. Retrieved on 2020-11-13.
  2. Musician Opelope Anointing Unveils 20th Album (October 17, 2014).
  3. Archive copy. Archived from the original on 2015-04-02. Retrieved on 2020-11-13.
  4. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Archived from the original on April 2, 2015.
  5. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Archived from the original on February 8, 2016.
  6. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  7. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Archived from the original on April 2, 2015.
  8. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Archived from the original on March 15, 2015.
  9. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Archived from the original on April 2, 2015.
  10. Celebrities Regroup at Opelope Anointing Daughter's wedding – YouNewsng (June 1, 2013). Archived from the original on October 5, 2018. Retrieved on November 13, 2020.
  11. Mega 99 shows class at Opelope Anointing bash – the Punch – Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2015-04-02. Retrieved on 2020-11-13.