E. J. Perry

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
E. J. Perry
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereEssaias Dezie
aha ezinụlọ yaPerry Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Febụwarị 1880 Dezie
Ebe ọmụmụKershaw County Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2 Febụwarị 1946 Dezie
Ebe ọ nwụrụIslip Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụsilhouette artist Dezie
Ebe obibiHarlem, Coney Island Dezie
Ebe ọrụLuna Park Dezie
kọwara na URLhttps://www.gothamcenter.org/blog/ej-perry-african-american-silhouette-cutter-of-americas-leisure-circuit, https://www.coneyislandhistory.org/oral-history-archive/eric-k-washington Dezie

Essaias James Perry (amụrụ n'ihe dị ka ), ma ọ bụ karịa E. J. Perry, bụ ónyé na-ese ihe na mmalite narị afọ nke irí abụọ na-arụ ọrụ na New York City ma na-arụkọ ọrụ na ụlọ ọrụ dị na Luna Park na Coney Island, yana na ngosi ọdịbendị gburugburu United States.[1][2] Ọ bụ ónyé Africa America sitere na Monroe, North Carolina, ma biri ma rụọ ọrụ na mpaghara New York City nke Harlem na Coney Island. O mèrè ọtụtụ onyinyo nke ndị ama ama, ikekwe nke a ma ama bụ nke H. P. Lovecraft, nke pụtara na ihe ncheta màkà ónyé edemede ahụ na Providence, Rhode Island.[1][2]

Eserese nke E. J. Perry

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 E.J. Perry, African-American Silhouette Cutter of America's Leisure Circuit (en-US). The Gotham Center for New York City History. Archived from the original on 2021-07-09. Retrieved on 2021-07-08.
  2. 2.0 2.1 Baptiste (2016-05-20). Oral History Archive / Eric K. Washington: Historian delves into the life of E.J. Perry, African-American silhouette artist at Luna Park. Coney Island History Project. Archived from the original on 2021-07-09. Retrieved on 2021-07-08.